métá
metā
Word | metā |
Definitions | Active verb 1.do correctly; achieve correctness on something |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A chọrọ m imeta ya.
A chọrọ m imeta ya.
I want to do it correctly.
Ọ bụ naanị m ga-emeta ya.
Ọ bụ naanị m ga-emeta ya.
I am the only one that will do it well.
Gbaa mbọ meta ihe a.
Gbaa mbọ meta ihe a.
Try and correct this thing.
Ọ na-emeta ihe ọbụla enyere ya.
Ọ na-emeta ihe ọbụla enyere ya.
He does correctly whatever is given to him.
O metaghị nke a.
O metaghị nke a.
He did not do this one correctly.
ḿmézí
mmezi
Word | mmezi |
Definitions | Noun 1.the fixing or making right of something 2.an extra item given to a buyer in order to make the buyer feel good about what he or she bought; extra; supplement; enhancer |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nnamdị ekweghị inye m mmezi.
Nnamdị ekweghị inye m mmezi.
Nnamdi refused to give me a supplement.
Ọ naghị enye mmadụ mmezi.
Ọ naghị enye mmadụ mmezi.
He doesn't give people extra.
Mmezi ya agaghị enye nsogbu.
Mmezi ya agaghị enye nsogbu.
Its fixing will not give problems.
Mmezi adịghị taa, bịa echi.
Mmezi adịghị taa, bịa echi.
There is no extra today, come
Mmezi adịghị n'okwu mụ na gị.
Mmezi adịghị n'okwu mụ na gị.
There is no making things right in my quarrel with you.