-tǫ
-tọ̀
Word | -tọ̀ |
Definitions | Extensional suffix 1.into a mess 2.into a paste or pulp |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji egbe gbatọọ ya.
E ji egbe gbatọọ ya.
It was shot into a paste with a gun.
Ọ gwọtọrọ nri ya.
Ọ gwọtọrọ nri ya.
She made a mess of her food.
Ekwutọla m!
Ekwutọla m!
Don't speak a mess of me.
Onye metọrọ ihe a?
Onye metọrọ ihe a?
Who made a mess of this?
Anyatọrọ m ụgbaala ahụ.
Anyatọrọ m ụgbaala ahụ.
I drove that car till it became a mess.
Onye bịatọrọ ahụ aja a?
Onye bịatọrọ ahụ aja a?
Who soiled this wall?
kwö ökà
kwọ ọkà
Word | kwọ ọkà |
Definitions | Active verb 1.display inexperienced action or behavior 2.mess up; play or do something in a bad or awful way, especially in a game |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kwọọ ọka ka e wepụ gị.
Kwọọ ọka ka e wepụ gị.
Play badly so that you will be removed.
Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.
Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.
She played badly in the first tournament.
Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.
Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.
I don't want to mess up there tomorrow.
Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.
Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.
I play badly in soccer.
Ndị a na-akwọ ọka ebe a.
Ndị a na-akwọ ọka ebe a.
This people play badly here.
Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.
Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.
You will display inexperience act if you are featured.