Nkọwa okwu logo
Beta

ónyōózí

onyoozī

Wordonyoozī
Definitions

Noun

衣託

1.messenger; an errand person

Variationsonye ozī, onyeozī
Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka bụ onyoozī.

Emeka bụ onyoozī.

Emeka is a messenger.

Ahụrụ m onyoozi Eze mgbe ọ na-agafe.

Ahụrụ m onyoozi Eze mgbe ọ na-agafe.

I saw the King's messenger when he was passing.

ńdïózí

ndịozī

Wordndịozī
Definitions

Noun

以託

1.messengers; apostles or disciples

Related Terms
Word Stems

Examples

Kraịst kpọrọ ndị ozi iri na abụọ̣̣

Kraịst kpọrọ ndị ozi iri na abụọ̣̣

Christ called the twelve apostles.

Anyị bụ ndịozi.

Anyị bụ ndịozi.

We are messengers.

O so na ndịozi gara ya bụ ije.

O so na ndịozi gara ya bụ ije.

He was one of the messengers that attended to the assignment.

Anyị nwere ndịozi n'ụlọọrụ anyị.

Anyị nwere ndịozi n'ụlọọrụ anyị.

We have messengers in our office.

Ọ bụ ndịozi bidoro ikwusa oziọma.

Ọ bụ ndịozi bidoro ikwusa oziọma.

It is the apostles that started spreading the gospel.

ükǫ

ụkọ̀

Wordụkọ̀
Definitions

Noun

1.messenger, middle man, errand person

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chinedu bụ ụkọ Chineke.

Chinedu bụ ụkọ Chineke.

Chinedu is God's messenger.

Obiọra bụ onye ụkọ mgbe m lụrụ nwaanyị.

Obiọra bụ onye ụkọ mgbe m lụrụ nwaanyị.

Obiọra was the middle man [go between] when I married.

Onye ụkọ anaghị atụ ilu.

Onye ụkọ anaghị atụ ilu.

A messenger does not speak in proverbs.

Ndị ụkọ ọdịnaala mere mgbebi mgbasara ofufe ha.

Ndị ụkọ ọdịnaala mere mgbebi mgbasara ofufe ha.

The traditional priests took a decision regarding their faith.

ónyéózí

onyeozī

Wordonyeozī
Definitions

Noun

1.a person who carries message; messenger

Variationsonye ozi
Related Term
Word Stem

Examples

Kedu ihe onyeozi pụtara?

Kedu ihe onyeozi pụtara?

What is the meaning of a messenger?

A chọrọ m ịhụ onyeozi ahụ.

A chọrọ m ịhụ onyeozi ahụ.

I want to see that messenger.

Chika bụ onyeozi.

Chika bụ onyeozi.

Chika is a messenger.

Abụghị onyeozi gị.

Abụghị onyeozi gị.

I am not your messenger.

Onyeozi ya alaala.

Onyeozi ya alaala.

His messenger has gone.

Sị onyeozi gị bịa buru akpa a.

Sị onyeozi gị bịa buru akpa a.

Tell your messenger to come and carry this bag.

Ụlọọrụ ahụ nwere onyeozi ọzọ.

Ụlọọrụ ahụ nwere onyeozi ọzọ.

That company has a new messenger.

ḿmüǫózí

mmụọ̀ozī

Wordmmụọ̀ozī
Definitions

Noun

1.a spiritual being that acts as an agent or messenger of God; angel

2.someone who exemplifies virtue or holiness; angel

Variationsmmụọ̀ ozi
Related Term
Word Stem

Examples

Mmụọozi zutere Mary n'akwụkwọ nsọ.

Mmụọozi zutere Mary n'akwụkwọ nsọ.

An angel met Mary in the Holy Bible.

Ndị mmụọozi na-eburu m agha.

Ndị mmụọozi na-eburu m agha.

Angels fights my battles.

Omume ya amaka, ọ bụ mmụọozi

Omume ya amaka, ọ bụ mmụọozi

Her behavior is good, she is an angel

Ndị mmụọozi bị n'eluigwe.

Ndị mmụọozi bị n'eluigwe.

Angels live in heaven

A hụrụ m mmụọozi

A hụrụ m mmụọozi

I saw an angel

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.