méchí
mechi
Word | mechi |
Definitions | Active verb 偶襟 1.close; cover |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị na-emechi windo ma chi jie.
Anyị na-emechi windo ma chi jie.
We close the window at night.
A na-asị agadi nwanyị mechie ụkwụ? Ị ma ebe osi eku ume?
A na-asị agadi nwanyị mechie ụkwụ? Ị ma ebe osi eku ume?
Does one tell an old woman to close her legs? Do you know from where she breaths?
A ga-emechi ụzọ ma ọ banye.
A ga-emechi ụzọ ma ọ banye.
The door will be shut when he enters.
Mechie ọnụ gi.
Mechie ọnụ gi.
Shut up your mouth.
O mechiri ụzọ azụ̣ulọ.
O mechiri ụzọ azụ̣ulọ.
He locked the backyard door.
A chọrọ m imechi ụzọ.
A chọrọ m imechi ụzọ.
I want to close the door.
Mechie ụzọ ma ị pụọ.
Mechie ụzọ ma ị pụọ.
Close the door when you leave.
-zì
-zì
Word | -zì |
Definitions | Extensional suffix 1.Do something later |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obi rụzi ụlọ ahụ.
Obi rụzi ụlọ ahụ.
Obi later built that house.
Emeka nyezi ya ego ahụ.
Emeka nyezi ya ego ahụ.
Emeka later gave her that money.
O rizi nri ahụ
O rizi nri ahụ
He later ate that food.
Ada abịazi?
Ada abịazi?
Did Ada later come?
Chike wetazi nke ahụ buru ibu.
Chike wetazi nke ahụ buru ibu.
Chike later brought that one that is big.
Ị zụtazi akwa ahụ?
Ị zụtazi akwa ahụ?
Did you later buy that bag?
Nwata a ṅụzi mmiri ahụ.
Nwata a ṅụzi mmiri ahụ.
This child later drank that water.
Chike rizi nri ahụ.
Chike rizi nri ahụ.
Chike later ate that food.
Adakụ yizi akwa m.
Adakụ yizi akwa m.
Ada later wore my cloth.
Uju zụtazi obere akpa.
Uju zụtazi obere akpa.
Uju later bought a small bag.
Echi, i werezie akwụkwọ gị.
Echi, i werezie akwụkwọ gị.
Tomorrow, you take your book.
Emeka lụzi nwaanyị Yoroba ahụ.
Emeka lụzi nwaanyị Yoroba ahụ.
Emeka later married that Yoruba woman
Onye zazi ụlọ a?
Onye zazi ụlọ a?
Who later swept this house?
Nnanna rụzi ụlọ nke ọzọ ahụ.
Nnanna rụzi ụlọ nke ọzọ ahụ.
Nnanna later built that other house.
Onye ka ị nyezi ego ahụ?
Onye ka ị nyezi ego ahụ?
Who did you later give that money?
Ada abịazi?
Ada abịazi?
Did Ada later come?
Ị gụzi akwụkwọ gị?
Ị gụzi akwụkwọ gị?
Did you later read your book?
O dechazi akwụkwọ ya.
O dechazi akwụkwọ ya.
She later finished writing her book.
Nnanna lụzi nwaanyị Yoroba ahụ.
Nnanna lụzi nwaanyị Yoroba ahụ.
Nnanna later married that Yoruba woman.
Onye werezi nke ahụ?
Onye werezi nke ahụ?
Who later took that one?
Ekene, nyezie ya ego ahụ.
Ekene, nyezie ya ego ahụ.
Ekene, give him the money.
Nwata ahụ ṅụzi mmiri ahụ.
Nwata ahụ ṅụzi mmiri ahụ.
That child later drank that water.
Chere, abalị i rizie nri.
Chere, abalị i rizie nri.
Wait, at night you eat.