Nkọwa okwu logo
Beta

ḿmérïtá

mmerịta

Wordmmerịta
Definitions

Noun

1.reciprocality [in Semantics] denoting a pronoun that refers back to itself, which the subject

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmerịta na mmeronwe ji nnọchiaha arụ ọrụ.

Mmerịta na mmeronwe ji nnọchiaha arụ ọrụ.

Reciprocality and reflexivization work with pronoun.

mégwárá

megwara

Wordmegwara
Definitions

Active verb

1.revenge; retaliate

Related Terms
Word Stems

Examples

Akwụkwọ Nsọ akwadoghị imegwara ihe ọjọọ e mere gị.

Akwụkwọ Nsọ akwadoghị imegwara ihe ọjọọ e mere gị.

The Bible does not support retaliation.

Emeka na-emegwara ihe ọbụla e mere ya.

Emeka na-emegwara ihe ọbụla e mere ya.

Emeka takes revenge for whatever is done to him.

Mmadụ mejọọ ya, ọ ga-emegwara.

Mmadụ mejọọ ya, ọ ga-emegwara.

If somebody offends her, she will revenge.

Mme mmegwara anaghị ese okwu.

Mme mmegwara anaghị ese okwu.

If you hurt me and I retaliate, it should not be a problem.

Adaobi na-emegwara ihe Chike mere ya.

Adaobi na-emegwara ihe Chike mere ya.

Adaobi is retaliating what Chike did to him.

Ọ chọrọ imegwara ihe o mere ya.

Ọ chọrọ imegwara ihe o mere ya.

He wants retaliate.

O mee gị, ị megwara!

O mee gị, ị megwara!

If he does it to you, you retaliate!

ḿmégwárá

mmegwara

Wordmmegwara
Definitions

Noun

1.retaliation; revenge

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmegwara ahụ kwesiri ekwesi.

Mmegwara ahụ kwesiri ekwesi.

That retaliation is well deserved.

Mmegwara agaghị aka mma n'oge a.

Mmegwara agaghị aka mma n'oge a.

Retaliation will not be better at this time.

Amara m na mmegwara ya ga-esochi ihe Ada mere ya.

Amara m na mmegwara ya ga-esochi ihe Ada mere ya.

I know that his retaliation will follow what Ada did to him.

O nwere mgbe m chere echiche mmegwara.

O nwere mgbe m chere echiche mmegwara.

There was a time I once thought of retaliation.

Gịnị kpatara mmegwara ahụ.

Gịnị kpatara mmegwara ahụ.

What caused that retaliation?

Mmegwara bụ ihe ikpeazụ m na-atụ anya.

Mmegwara bụ ihe ikpeazụ m na-atụ anya.

Retaliating is the last time I expect.

Biko achọghị m mmegwara unu ahụ.

Biko achọghị m mmegwara unu ahụ.

Please I don't want that your retaliation.

Ọ ka bu mmegwara ahụ n'obi.

Ọ ka bu mmegwara ahụ n'obi.

He still bears that revenge in mind.

Mmegwara ya gosiri m udi mmadụ ọ bụ.

Mmegwara ya gosiri m udi mmadụ ọ bụ.

His retaliation showed me the kind of person he is.

Mmegwara nke ya apụọla iche.

Mmegwara nke ya apụọla iche.

His own revenge has become different.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.