mérí
meri
Word | meri |
Definitions | Active verb 1.come out victorious in a contest or conflict |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ndị Enyimba meriri ndị Renjas.
Ndị Enyimba meriri ndị Renjas.
The Enyimba defeated the Rangers.
Ọ ga-ara ahụ imeri ha.
Ọ ga-ara ahụ imeri ha.
It will be difficult to win them.
ḿmérí
mmeri
Word | mmeri |
Definitions | Noun 1.victory; victorious |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ga-enwe mmeri.
Anyị ga-enwe mmeri.
We will gain victory.
Abụ m onye mmeri.
Abụ m onye mmeri.
I am a victorious.
Mmeri bụ ihe anyị chọrọ.
Mmeri bụ ihe anyị chọrọ.
Victory is what we want.
Aha nwanne ya nwaanyị bụ Mmeri.
Aha nwanne ya nwaanyị bụ Mmeri.
His sister's name is victory.