Nkọwa okwu logo
Beta

kwúté

kwute

Wordkwute
Definitions

Active verb

1.make mention of;

2.speak well;

3.used in expression of form V + -ta + NNC + ọnū, denoting great ability to, much, a high degree of

Related Terms
Word Stems

Examples

E kwutere maka gị taa.

E kwutere maka gị taa.

You were made mentioned of today.

Kwutee ya aka.

Kwutee ya aka.

Mention it for long.

Achọghị m ka e kwute ya.

Achọghị m ka e kwute ya.

I do not want it to be mentioned.

Nkechi na-ekwute ihe mere ebe ahụ.

Nkechi na-ekwute ihe mere ebe ahụ.

Nkechi is saying right what happened there.

A na-ekwute ya kwa ụbọchị.

A na-ekwute ya kwa ụbọchị.

It is mentioned every day.

Onye ga-ekwute ya ka anyị chọrọ.

Onye ga-ekwute ya ka anyị chọrọ.

The person that will mention it well is what we need.

Ikwute ihe esoghị na-emebi nhazi.

Ikwute ihe esoghị na-emebi nhazi.

To mention what is not among spoils a plan.

O kwutere ya mgbe anyị bịara.

O kwutere ya mgbe anyị bịara.

He mentioned it when we came.

kpö áhà

kpọ ahà

Wordkpọ ahà
Definitions

Active verb

憾名

1.mention someone's name; call by name

2.give a name; name

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị ịkpọ onye ọbụla aha.

Achọghị ịkpọ onye ọbụla aha.

I don't want to mention anybody's name.

A kpọrọ aha gị.

A kpọrọ aha gị.

Your name was mentioned.

Kedu onye ga-akpọ aha ma anyị bido?

Kedu onye ga-akpọ aha ma anyị bido?

Who is going to take the roll-call when we start.

Kpọọ ya aha

Kpọọ ya aha

Name it.

A kpọrọ aha m n'akụkọ ụwa a gụrụ n'abalị.

A kpọrọ aha m n'akụkọ ụwa a gụrụ n'abalị.

My name was mentioned in the news last night.

Aga m akpọ ya aha.

Aga m akpọ ya aha.

I shall call him by name.

Onye kpọrọ aha m?

Onye kpọrọ aha m?

Who mentioned my name?

Kpọọ aha nwata ahụ.

Kpọọ aha nwata ahụ.

Say the name of the child.

Onyenkụzi anyị na-akpọ aha mgbe anyị bịara.

Onyenkụzi anyị na-akpọ aha mgbe anyị bịara.

Our teacher was roll-calling when we came.

Aga m akpọ aha unu.

Aga m akpọ aha unu.

I will mention you people's name.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.