mézí
mezi
Word | mezi |
Definitions | Active verb 1.do or make proper; repair; put right; mend; fix 2.(slang) put extra (commerce) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mezie ihe i mebiri.
Mezie ihe i mebiri.
Repair what you spoiled!
A bịara m imezi akpụkpụụkwụ m.
A bịara m imezi akpụkpụụkwụ m.
I came to repair my shoe.
Ha na-emezi ihe ndị mebiri emebi.
Ha na-emezi ihe ndị mebiri emebi.
They are fixing things that are spoilt.
Gọọmentị chọrọ imezi okporụụzọ ahụ.
Gọọmentị chọrọ imezi okporụụzọ ahụ.
Government wants to fix that road.
O meziri ụgbaala ya.
O meziri ụgbaala ya.
He repaired her car.
Aga m emezi ụgbaala m.
Aga m emezi ụgbaala m.
I will fix my car.
E meziela ihe niile mebiri emebi.
E meziela ihe niile mebiri emebi.
Everything that is spoilt has been fixed.
O meziri ihe niile nke ọma.
O meziri ihe niile nke ọma.
He did everything well.