ümų nwóké
ụmụ̀ nwoke
Word | ụmụ̀ nwoke |
Definitions | Noun 供子男 1.men 2.used as first element of names, preceding name of market day on which someone was born |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kpọọrọ m ụmụ nwoke ahụ.
Kpọọrọ m ụmụ nwoke ahụ.
Call those men for me.
Ụmụ nwoke abụọ na-achọ gị n'iro.
Ụmụ nwoke abụọ na-achọ gị n'iro.
Two men are looking for you outside.
Ụmụ nwoke a machara mma.
Ụmụ nwoke a machara mma.
These men are handsome.
Umụ nwoke juputere n'ama egwuregwu.
Umụ nwoke juputere n'ama egwuregwu.
Men filled the stadium.
Ụmụnwoke ha anaghị agba n'iro.
Ụmụnwoke ha anaghị agba n'iro.
Their men are not adulterous.
ńdïìkòṃ
ndịìkòm̀
Word | ndịìkòm̀ |
Definitions | Noun 1.men; men folk |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọtụtụ ndịikom bịara.
Ọtụtụ ndịikom bịara.
Many men came.
Ihe a bụ ọgbakọ ndịikom
Ihe a bụ ọgbakọ ndịikom
This is a gathering of men.
àbá
àba
Word | àba |
Definitions | Nominal Modifier 1.flatness; lying flat on the back; prone 2.iron hook for fastening windows or doors or joining a canoe, or used by medicine men, usually forced into ground |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O dinara aba mgbe moto kụrụ ya.
O dinara aba mgbe moto kụrụ ya.
He was laying flat when the car hit him.
Dowe ha aba.
Dowe ha aba.
Lay them flat.
O di aba.
O di aba.
It is flat.
Idina aba na-adị ụmụaka mma n'ahụ.
Idina aba na-adị ụmụaka mma n'ahụ.
Lying flat on the back is
Ị chọọ ịrahụ ụra, dinara aba.
Ị chọọ ịrahụ ụra, dinara aba.
If you want to sleep, lay with your face up.
ńdï ǹché
ndị ǹche
Word | ndị ǹche |
Definitions | Noun 以備 1.guards; security men |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Oge anyi bụ ndị nche ya agaala.
Oge anyi bụ ndị nche ya agaala.
The time we were his guards are no more.
Ndị nche ekwesighị ị na-arahụ ụra oge niile.
Ndị nche ekwesighị ị na-arahụ ụra oge niile.
Security men are not supposed to be sleeping all the time.
Ọrụ ndị nche adịghị mfe.
Ọrụ ndị nche adịghị mfe.
The work of these guards is not easy.
Onyeisiala nwere ndị nche ya.
Onyeisiala nwere ndị nche ya.
The president has his security men.
O so na ndị nche eweere ọhụrụ.
O so na ndị nche eweere ọhụrụ.
He is among the recruited guards.
̣ǫgǫdǫ
̣ọ̀gọ̀dọ̀
Word | ̣ọ̀gọ̀dọ̀ |
Definitions | Noun 1.a piece of cloth wrapped around the waist, especially by men; loin-cloth; waistcloth; one piece fabric worn by men around their waist (wrapper - Nigeria) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.
Ndị nne na-amakarị ọgọdọ mgbe ha na-ezu ike.
Mothers usually tie wrapper when they are resting.
Aga m azụtara nne m ọgọdọ.
Aga m azụtara nne m ọgọdọ.
I will buy wrapper for my mother.
Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.
Ụmụ nwaanyị na-amakarị ọgọdọ.
Women usually tie wrapper.
Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.
Uju dọkara ọgọdọ Nnenna.
Uju tore Nnenna's wrapper.
áfá
afa
Word | afa |
Definitions | Noun 贈 1.divination; shells of native mango fruit strung together and used by medicine men in divination |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Afa gwara m onye lọrọ m ụwa.
Afa gwara m onye lọrọ m ụwa.
Divination told me who I reincarnated from.
Nna Emeka na-agba afa.
Nna Emeka na-agba afa.
Emeka's father is doing divination.
Anaghị m agba afa.
Anaghị m agba afa.
I do not do divinition.
E kpughere n'afa na m ga-abụ ọgaranya.
E kpughere n'afa na m ga-abụ ọgaranya.
It was revealed through divination that i will be wealthy.
Ụfọdụ na-eje ụka na-agbakwazị afa.
Ụfọdụ na-eje ụka na-agbakwazị afa.
Some who go to church also do divination.
Afa ekwughị ihe ọbụla.
Afa ekwughị ihe ọbụla.
Divination did not say anything.
Ha gara n'afa.
Ha gara n'afa.
They went for divination.
Ndị na-efe Chukwu ekwesighị ịgba afa.
Ndị na-efe Chukwu ekwesighị ịgba afa.
People that are worshiping God are not supposed to do divination.