Nkọwa okwu logo
Beta

mékö

mekọ

Wordmekọ
Definitions

Active verb

1.act together; have intercourse with; fraternise with

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mụ na ụmụnne m mekọrọ ihe niile ọnụ.

Mụ na ụmụnne m mekọrọ ihe niile ọnụ.

My siblings and I did ever thing together.

Mekọọnụ ihe ndị a ọnụ ka anyị ghara igbu oge.

Mekọọnụ ihe ndị a ọnụ ka anyị ghara igbu oge.

Do those things together so we don't waste time.

Unu abụọ ga-emekọ ya ọnụ ma ọ bịa.

Unu abụọ ga-emekọ ya ọnụ ma ọ bịa.

Both of you will do it together when he comes.

Achọghị m mụ na ya imekọ ihe ọbụla.

Achọghị m mụ na ya imekọ ihe ọbụla.

I do not want to do anything together with him.

Nne m chọrọ ka anyị mekọọ ihe ọnụ.

Nne m chọrọ ka anyị mekọọ ihe ọnụ.

My mother wants us to do things together.

Mụ na nwunye m na-emekọ ihe ọnụ oge niile.

Mụ na nwunye m na-emekọ ihe ọnụ oge niile.

My wife and I do things together every time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.