nyàká
nyàka
Word | nyàka |
Definitions | Active verb 1.spoil by driving or riding; ride violently |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị ịnyaka oche gị.
Achọghị ịnyaka oche gị.
I don't want to spoil your chair.
Onye na-anyaka ụgbọala onye ọzọ, isi ọ dikwa ya mma.
Onye na-anyaka ụgbọala onye ọzọ, isi ọ dikwa ya mma.
The person who spoils other people's things, is he mad?
Unu nyakaa ya, agaghị m ahapụ unu.
Unu nyakaa ya, agaghị m ahapụ unu.
If you spoil it, I won't leave you.
Eze nyakara igwe nna ya.
Eze nyakara igwe nna ya.
Eze spoilt his father's bicycle.
Ị ga-anyaka igwe ahụ.
Ị ga-anyaka igwe ahụ.
You will spoil that bicycle.
Ọ na-anyaka oche ahụ mgbe anyị batara.
Ọ na-anyaka oche ahụ mgbe anyị batara.
He was spoiling that seat when we came in.
Ude na-anyaka ihe mmadụ.
Ude na-anyaka ihe mmadụ.
Ude spoils people's things.
A hụrụ m ndị nyakara ụgbọala Ikenna ahụ.
A hụrụ m ndị nyakara ụgbọala Ikenna ahụ.
I saw those people who spoilt Ikenna's car.
Eze nyakara igwe nna ya.
Eze nyakara igwe nna ya.
Eze spoilt his father's bicycle
Ọ na-anyaka oche ahụ mgbe anyị batara.
Ọ na-anyaka oche ahụ mgbe anyị batara.
He was spoiling that seat when we came.
Nyakaa ya ka ị zụọ nke ọhụụ.
Nyakaa ya ka ị zụọ nke ọhụụ.
Spoil it so that you buy a new one.
Obi na-anyaka ihe mmadụ.
Obi na-anyaka ihe mmadụ.
Obi spoils somebody's things.
Ị ga-anyaka oche ahụ.
Ị ga-anyaka oche ahụ.
You will spoil that chair
Ọ kpachara anya nyakaa ya.
Ọ kpachara anya nyakaa ya.
He deliberately spoilt it.
Onye chọrọ ịnyaka moto m?
Onye chọrọ ịnyaka moto m?
Who wants to spoil my car?
Olee mgbe ọ nyakara ya?
Olee mgbe ọ nyakara ya?
When did he spoil it?
Ọ chọ ịnyaka ụgbaala nna ya.
Ọ chọ ịnyaka ụgbaala nna ya.
He wants to spoil his father's car.
ḿmétǫ
mmetọ̀
Word | mmetọ̀ |
Definitions | Noun 1.defilement; dishonour; disgrace |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ bụ onye mmetọ.
Ọ bụ onye mmetọ.
He is a messy person./ He is a disgraceful person.
Mmetọ ndị a karịri akarị.
Mmetọ ndị a karịri akarị.
Their defilements are too much.
Achọghị m mmetọ ọbụla.
Achọghị m mmetọ ọbụla.
I do not want anything to be messed up./ I do not want any disgraceful act.
Mmetọ nwa ọgaranya ka ogbugbu ya mma.
Mmetọ nwa ọgaranya ka ogbugbu ya mma.
Killing one is better than disgracing him.
Mmetọ ya ahụ wutere m.
Mmetọ ya ahụ wutere m.
That his disgrace got me.
Ọ bụghị mmadụ niile na-anabata ụdị mmetọ ahụ.
Ọ bụghị mmadụ niile na-anabata ụdị mmetọ ahụ.
Not everyone accepts such disnonour.
E nwere ndị a ga-agwa okwu mmetọ taa.
E nwere ndị a ga-agwa okwu mmetọ taa.
Some people will be spoken to disgracefully today.
mébì (èmébì)
mebì (èmebì)
Word | mebì (èmebì) |
Definitions | Passive verb 死 1.spoil; damage; destroy 2.break down |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ajọ enyi na-emebi nwata.
Ajọ enyi na-emebi nwata.
Bad friends destroy a child.
Ifufe ga-emebi ụlọ ndị ahụ.
Ifufe ga-emebi ụlọ ndị ahụ.
The wind will destroy those houses.
Mkpụrụosisi a mebiri emebi.
Mkpụrụosisi a mebiri emebi.
This fruit is spoilt.