Nkọwa okwu logo
Beta

méjö

mejọ

Wordmejọ
Definitions

Active verb

壊誇

1.do something the wrong way; wrong

2.make a mistake; err

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụrụ na m mejọrọ gị, biko gbaghara m.

Ọ bụrụ na m mejọrọ gị, biko gbaghara m.

If I wronged you, please forgive me.

Nwanne m nwaanyị mejọrọ m nke ukwu.

Nwanne m nwaanyị mejọrọ m nke ukwu.

My sister wronged me so much.

Ọ dịghị mma imejọ onye hụrụ gị n'anya.

Ọ dịghị mma imejọ onye hụrụ gị n'anya.

It is not good to wrong someone who loves you.

Gị na ya arụkọkwala ọrụ, ọ ga-emejọ gị.

Gị na ya arụkọkwala ọrụ, ọ ga-emejọ gị.

You should not work with him, he will wrong you.

méjǫ

mejọ̀

Wordmejọ̀
Definitions

Noun

1.a Major in the army

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị ji ọkwa mejọ juru n'ụzọ.

Ndị ji ọkwa mejọ juru n'ụzọ.

The roads are full of people on the rank of major.

Ọkwa mejọ kà ọkwa kaptịn.

Ọkwa mejọ kà ọkwa kaptịn.

The rank of major is above the rank of captain.

Obi ga-adị m mma mgbe m ruru ọkwa mejọ.

Obi ga-adị m mma mgbe m ruru ọkwa mejọ.

I will be happy when I get to the rank of major.

Nzukọ a bụ maka ndị mejọ.

Nzukọ a bụ maka ndị mejọ.

This meeting is for people in the rank of Major.

Ahụrụ m mejọ abụọ n'ụzọ oge m na-alọta

Ahụrụ m mejọ abụọ n'ụzọ oge m na-alọta

I met two Major officers on my way back.

Nwoke Nkechi lụrụ bụ mejọ.

Nwoke Nkechi lụrụ bụ mejọ.

The man Nkechi married is a major.

Ọkwa mejọ bụ ọkwa dị elu n'amị.

Ọkwa mejọ bụ ọkwa dị elu n'amị.

The rank of Major is a high rank in the military.

méhíè

mehiè

Wordmehiè
Definitions

Active verb

壊曽

1.do wrong; sin; do wrongly

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akụdo mehie, ọ taa ahụhụ.

Akụdo mehie, ọ taa ahụhụ.

If Akudo sins, she will be punished.

Ikenna mehiere nna ya site n'iri ụgwọ akwụkwọ ya.Ach

Ikenna mehiere nna ya site n'iri ụgwọ akwụkwọ ya.Ach

Ikenna wronged his father by eating his school fees.

Achọghị m imehie onye ọbụla.

Achọghị m imehie onye ọbụla.

I don't want to wrong anybody.

Ọ bụ ya mehiere m.

Ọ bụ ya mehiere m.

It was he that offended me.

Ọ na-emehie m mgbe ọbụla.

Ọ na-emehie m mgbe ọbụla.

She wrongs me always.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.