mégídé
megide
Word | megide |
Definitions | Active verb 壊掴豪 1.act against; be against |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụdị omume a megidere iwu obodo anyị.
Ụdị omume a megidere iwu obodo anyị.
This type of behavior is against the laws of our country.
Ha biliri megide ndị iro ha.
Ha biliri megide ndị iro ha.
They rose against their enemies.
O so na ndị megidere m.
O so na ndị megidere m.
She is among those that are against me.
Ndi ezinụụlọ ya megidere ya.
Ndi ezinụụlọ ya megidere ya.
His family members were against him.
mékátá
mekata
Word | mekata |
Definitions | Active verb 1.do for a long time |
Variations | -mekata |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ ga-emekata ihe a nna ya anwụọ.
Ọ ga-emekata ihe a nna ya anwụọ.
He will continue doing this until his father dies.
Unu ga-emekata ihe a merụọ mmadụ ahụ.
Unu ga-emekata ihe a merụọ mmadụ ahụ.
You guys will continue this until you injure someone.
Ọ mekatara bụrụzie ọgaranya.
Ọ mekatara bụrụzie ọgaranya.
He did for a long time and became rich.
Ọ chọrọ imekata ihe a rụọ ụlọ.
Ọ chọrọ imekata ihe a rụọ ụlọ.
He wants to do this to build a house.
Achọghị m imekata ihe a ruo afọ ọzọ.
Achọghị m imekata ihe a ruo afọ ọzọ.
I don't want to do this till another year.
A na-emekata yipuzie akwa.
A na-emekata yipuzie akwa.
It is done to the point of removing shirt.