Nkọwa okwu logo
Beta

bïákwùtè

bị̄ākwùtè

Wordbị̄ākwùtè
Definitions

Active verb

寐宇衛醜

1.come and meet (for assistance)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Bịakwute m unu niile bu ibu arọ.

Bịakwute m unu niile bu ibu arọ.

Come to me, you all that are heavy ladened.

ńzùkö

nzùkọ

Wordnzùkọ
Definitions

Noun

1.meeting

2.gathering

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị nwere nzukọ echi.

Anyị nwere nzukọ echi.

We have a meeting tomorrow.

Kedụ onye anọghị na nzukọ ahụ?

Kedụ onye anọghị na nzukọ ahụ?

Who was not at that meeting?

Nke a bụ nzukọ ụmụnne.

Nke a bụ nzukọ ụmụnne.

This is a gathering of brethren.

Nzukọ anyị kwesịrị ịbụ echi.

Nzukọ anyị kwesịrị ịbụ echi.

Our meeting is supposed to be tomorrow.

Nzukọ anyị na-abụkarị n'oge Ekeresimeesi.

Nzukọ anyị na-abụkarị n'oge Ekeresimeesi.

Our meeting is usually during Christmas period.

Nzụkọ ha ebidoghi n'oge.

Nzụkọ ha ebidoghi n'oge.

Their meeting didn't start on time.

àgbà

àgbà

Wordàgbà
Definitions

Noun

1.appointment (meeting); schedule

2.testament; a covenant or an era

Related Terms
Word Stems

Examples

Mụ na ya enweghị agba ọbụla.

Mụ na ya enweghị agba ọbụla.

I do not have any appointment with him.

Mụ na Chineke yiri agba taata.

Mụ na Chineke yiri agba taata.

I have an appointment with God today.

Ha na Emeka yiri agba.

Ha na Emeka yiri agba.

They have an appointment with Emeka.

Echetaghị m na mụ na Emeka yiri agba n'elekere itoolu.

Echetaghị m na mụ na Emeka yiri agba n'elekere itoolu.

I did not remember that I had an appointment with Emeka at nine o'clock.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Christ is the new covenant between God and man.

Ekwela ka agba kwaa gị maka ihe ahụ ị na-ata.

Ekwela ka agba kwaa gị maka ihe ahụ ị na-ata.

Don't let your jaw get fractured because of that thing you are chewing.

Echetaghị m na mụ na Emeka yiri agba n'elekere itolu.

Echetaghị m na mụ na Emeka yiri agba n'elekere itolu.

I did not remember that I had an appointment with Emeka at nine o'clock.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Christ is the new covenant between God and man.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Kraịst bụ agba ohụrụ dị n'etiti Chukwu na mmadụ.

Christ is the new covenant between God and man.

Akagbuola m agba m nwere.

Akagbuola m agba m nwere.

I have cancelled the appointment I have.

Enwere m agba ụbọchị ahụ.

Enwere m agba ụbọchị ahụ.

I have an appointment that day.

Biko, ka anyị nwee agba ọzọ.

Biko, ka anyị nwee agba ọzọ.

Please, let us have another appointment.

Ozioma Maakị bụ akwụkwọ nke agba ọhụrụ.

Ozioma Maakị bụ akwụkwọ nke agba ọhụrụ.

The Gospel of Mark is a book of the new testament.

zùtè

zùtè

Wordzùtè
Definitions

Active verb

酵怠

1.meet someone or something; welcome

Variationszùtà
Related Terms
Word Stems

Examples

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Nneoma and I went to meet them at the airport.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Rivers Niger and Benue met at Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Mmiri Naịja na Benue zutere na Lokoja.

Rivers Niger and Benue met at Lokoja.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Mụ na Nneọma gara zute ha n'ọdụụgbọelu.

Nneoma and I went to meet them at the airport.

Gaa zute ndị ọbịa anyị.

Gaa zute ndị ọbịa anyị.

Go and welcome our visitors.

Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.

Ọ ga-amasị m izute nwunye gị.

I will like to meet your wife.

Ọ gara izute nne ya .

Ọ gara izute nne ya .

She went to welcome her mother.

gbápųtà

gbapụ̀tà

Wordgbapụ̀tà
Definitions

Active verb

1.redeem; bail; get someone or something out from hostage, especially by meeting some conditions

Related Terms
Word Stems

Examples

Ekene na-agbapụta m oge ọbụla m banyere na nsogbu ego.

Ekene na-agbapụta m oge ọbụla m banyere na nsogbu ego.

Ekene bails me each time I run into financial problem.

Ọkiiwu ya gbapụtara ya ụnyaahụ.

Ọkiiwu ya gbapụtara ya ụnyaahụ.

His lawyer bailed him yesterday.

chíömá

chiọma

Wordchiọma
Definitions

Name

1.good God; luck; arriving and meeting with luck; encountering luck at arrival (e.g. meeting a friend at table on arrival at his house); a female name [Chioma]

Related Terms
Word Stems

Examples

Enwere m chiọma.

Enwere m chiọma.

I have good luck.

E nweghị m chiọma na njem ahụ.

E nweghị m chiọma na njem ahụ.

I had no luck during that trip.

Aha ya bụ Chiọma.

Aha ya bụ Chiọma.

Her name is Chiọma.

Osita tọrọ Chiọma.

Osita tọrọ Chiọma.

Osita is older than Chioma.

O ji chiọma kpọ m ihu.

O ji chiọma kpọ m ihu.

He met me with good luck.

Chioma ya si n'aka Chukwu.

Chioma ya si n'aka Chukwu.

Her luck is from God.

Chiọma bịara ebe a.

Chiọma bịara ebe a.

Chiọma came here.

chébìrì

chebìrì

Wordchebìrì
Definitions

Active verb

1.lie in wait in order to meet someone, especially to attack; ambush

Related Term
Word Stem

Examples

E chebiiri ndị ohi ahụ n'ụzọ Ogbete.

E chebiiri ndị ohi ahụ n'ụzọ Ogbete.

The thieves were ambushed at Ogbete road.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.