Nkọwa okwu logo
Beta

médà óbì

medà obì

Wordmedà obì
Definitions

Active verb

1.pacify

2.cool down; calm down

Related Terms
Word Stems

Examples

O medara ya obi.

O medara ya obi.

He/she pacified him/her.

Imeda mmadụ obi dị mma.

Imeda mmadụ obi dị mma.

It is good to pacify one.

Meda obi chọọ ya.

Meda obi chọọ ya.

Calm down and look for it.

Obika chọrọ imeda nwunye ya obi.

Obika chọrọ imeda nwunye ya obi.

Obika wants to pacify his wife

Anyị ga-emeda ya obi ma anyị ruo.

Anyị ga-emeda ya obi ma anyị ruo.

We will pacify him when we get there.

gügų

gụgụ̀

Wordgụgụ̀
Definitions

Active verb

1.console; rock a baby by singing

Related Term
Word Stem

Examples

Gụgụọ nwanne gị nwoke.

Gụgụọ nwanne gị nwoke.

Console your brother.

I nwere ike ịgụgụ nnwa ahụ na-ebe akwa.

I nwere ike ịgụgụ nnwa ahụ na-ebe akwa.

Can you console that crying child?

Kpọta onye ga-agụgụ nnwa a.

Kpọta onye ga-agụgụ nnwa a.

Get someone that will console this baby.

Onye gụgụrọ ya?

Onye gụgụrọ ya?

Who consoled him?

Ị chọrọ ịgụgọ m akwa?

Ị chọrọ ịgụgọ m akwa?

Do you want to console me from crying?

Ọ na-agụgọ ya mgbe ọ batara.

Ọ na-agụgọ ya mgbe ọ batara.

He was rocking him to sleep by singing when she came.

O kwere nkwa na ọ ga-agụgọ ya ma o besịa akwa.

O kwere nkwa na ọ ga-agụgọ ya ma o besịa akwa.

He promised that he will console him after he is done crying.

Onye gụgụrụ Amara?

Onye gụgụrụ Amara?

Who consoled Amara.

Ọ na-agụgụ ya mgbe anyị batara.

Ọ na-agụgụ ya mgbe anyị batara.

She was consoling him when we entered.

Achọghị m onye ga-agụgụ m.

Achọghị m onye ga-agụgụ m.

I do not want anybody to console me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.