òsìsì
òsìsì
| Word | òsìsì |
| Definitions | Noun 1.weighing; the process of measuring the weight of something |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Osisi Amaka siri akpa osikapa ahụ mere o ji mata na o zughi ezu.
Osisi Amaka siri akpa osikapa ahụ mere o ji mata na o zughi ezu.
Amaka found that the bag of rice was not complete because she weighed it.
Ọ rara m ahụ osisi.
Ọ rara m ahụ osisi.
It was difficult for me to measure.
Osisi ya nyeere anyị aka.
Osisi ya nyeere anyị aka.
Measuring it helped us.
Osisi ya enweghị isi.
Osisi ya enweghị isi.
There is no point in measuring it.
wáráwárá
warawara
| Word | warawara |
| Definitions | Noun 舷舷 1.narrowness; the fact of measuring a short distance from one side to the other, especially in relation to length Nominal Modifier 舷舷 1.narrow |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ọ dị warawara.
Ọ dị warawara.
It is narrow.
Esi m ụzọ warawara ahụ bịa n'ụlọ gị.
Esi m ụzọ warawara ahụ bịa n'ụlọ gị.
I followed that narrow road to your house.
Okporoama ha dị warawara.
Okporoama ha dị warawara.
Their street is narrow.
Ọnụụzọ eluigwe dị warawara.
Ọnụụzọ eluigwe dị warawara.
The gate to Heaven is narrow.
Ụzọ e si eje n'ụlọ akwụkwọ anyị dị warawara.
Ụzọ e si eje n'ụlọ akwụkwọ anyị dị warawara.
The road to our school is narrow.
Ụlọ a dị warawara.
Ụlọ a dị warawara.
This house is narrow.
Anyị ga-eso ụzọ dị warawara.
Anyị ga-eso ụzọ dị warawara.
We will follow the narrow path.
Mpio ọnụ ụlọ m dị warawara.
Mpio ọnụ ụlọ m dị warawara.
My room window is narrow.
Rụọ ya ka ọ dị warawara.
Rụọ ya ka ọ dị warawara.
Build it to be narrow.
O si ọnụụzọ dị warawara gafee.
O si ọnụụzọ dị warawara gafee.
He passed through the narrow door.
Nke a dị warawara.
Nke a dị warawara.
This one is narrow.
Ọnụụzọ eluigwe dị warawara.
Ọnụụzọ eluigwe dị warawara.
The way to Heaven is narrow.
Ụzọ ndị a niile dị warawara.
Ụzọ ndị a niile dị warawara.
All these roads are narrow.
Ụzọ awara awara ahụ dị warawara.
Ụzọ awara awara ahụ dị warawara.
That highway is narrow.
ǹgüògè
ǹgụògè
| Word | ǹgụògè |
| Definitions | Noun 1.an instrument which serves as a regulator that measures time interval and signals it's end; timer |
| Variations | ǹgụ ogè |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Onyeisi ụlọakwụkwọ anyị zụtara ngụoge.
Onyeisi ụlọakwụkwọ anyị zụtara ngụoge.
The head of our school bought a timer.
Ngụoge m emebiela.
Ngụoge m emebiela.
My timer has spoilt.
E nyere anyị elekere ngụoge.
E nyere anyị elekere ngụoge.
We were given a stop watch.
E ji ngụoge asọ mpi agbamọsọ.
E ji ngụoge asọ mpi agbamọsọ.
Timer is used in athletics.
Kedụ ebe ngụoge gị dị?
Kedụ ebe ngụoge gị dị?
Where is your timer?