Nkọwa okwu logo
Beta

bà ń’íhé

bà n’ihe

Wordbà n’ihe
Definitions

Medial verb

真営欠

1.be meaningful; make sense

2.be useful; be profitable

Related Term
Word Stem

Examples

Achọrọ m ịba n'ihe.

Achọrọ m ịba n'ihe.

I want to be useful.

Okwu ya bara n'ihe.

Okwu ya bara n'ihe.

His speech makes sense.

Naanị otu nnwa ya bara n'ihe.

Naanị otu nnwa ya bara n'ihe.

Only one of his child is useful.

Nwata a ga-aba n'ihe.

Nwata a ga-aba n'ihe.

This child will be useful.

Na-adụ ya ọdụ ma ị chọọ ka ọ baa n'ihe.

Na-adụ ya ọdụ ma ị chọọ ka ọ baa n'ihe.

Always advise him if you want him to be useful.

Emeka chọrọ ịba n'ihe.

Emeka chọrọ ịba n'ihe.

Emeka wants to be useful..

ḿkpürōókwú

mkpụrookwū

Wordmkpụrookwū
Definitions

Noun

1.a single, clearly meaningful, element of speech or writing; word

Variationsmkpụrụokwū
Related Terms
Word Stems

Examples

Ị sụpetaghị mkpụrookwu a.

Ị sụpetaghị mkpụrookwu a.

You did not spell this word right.

Were mkpụrookwu ndị ahụ mee ahịrịokwu.

Were mkpụrookwu ndị ahụ mee ahịrịokwu.

Use those words to make some sentences.

Aghọtachaghị mkpụrookwu ahụ.

Aghọtachaghị mkpụrookwu ahụ.

I do not really understand that word.

Dee mkpụrookwu anọ n'akwụkwọ gị.

Dee mkpụrookwu anọ n'akwụkwọ gị.

Write four words in your book.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.