Nkọwa okwu logo
Beta

érímēérí

erimeeri

Worderimeeri
Definitions

Noun

1.delicacy; meal; feast

Variationserimeri
Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị Igbo nwere erimeeri dị iche iche.

Ndị Igbo nwere erimeeri dị iche iche.

Igbo people have different delicacies.

àzį

àzị̀

Wordàzị̀
Definitions

Noun

1.breakfast; food; meal

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-agawa ma anyị gbachaa azị.

Anyị ga-agawa ma anyị gbachaa azị.

We will start going after we have had a breakfast.

Gbaa azị ka anyị pụọ.

Gbaa azị ka anyị pụọ.

Eat, let us go.

Gị na onye ga-agba azị?

Gị na onye ga-agba azị?

You and who will have breakfast?

Anyị gbara azị tupu anyị bido njem ahụ.

Anyị gbara azị tupu anyị bido njem ahụ.

We had breakfast before we started that journey.

Bịa ka anyị gbaa azị.

Bịa ka anyị gbaa azị.

Come let us have breakfast.

Agbaala m azị.

Agbaala m azị.

I have eaten.

Ha achọghị ịgba azị.

Ha achọghị ịgba azị.

They don't want to eat breakfast.

Ọ na-agba azị mgbe m bịara.

Ọ na-agba azị mgbe m bịara.

He was having breakfast when I came.

Ọ ga-agba azị ma ọrụcha ọrụ ya.

Ọ ga-agba azị ma ọrụcha ọrụ ya.

He will eat breakfast after he has finished his work.

ríjú

riju

Wordriju
Definitions

Active verb

1.to eat to fill; satisfied with meal

Related Terms
Word Stems

Examples

M ga-eriju nri a ma nne m lọta.

M ga-eriju nri a ma nne m lọta.

I will eat this food to my fill when my mother comes back.

Iriju afọ dachie ụzọ bụ nsogbu.

Iriju afọ dachie ụzọ bụ nsogbu.

To eat to one's fill and fall apart on the road is a big problem.

E rijuru m osikapa afọ n'ụlọ nwanne m.

E rijuru m osikapa afọ n'ụlọ nwanne m.

I ate rice to my satisfaction at my sibling's house.

Ajụ agụghị ya makana o rijuru afọ n' ụtụtụ.

Ajụ agụghị ya makana o rijuru afọ n' ụtụtụ.

She was not hungry because she ate to her satisfaction in the morning.

Nwa a anaghị eriju eriju.

Nwa a anaghị eriju eriju.

This child does not get satisfied while eating.

Rijuo afọ gị ugbua tupu m gawa ahịa.

Rijuo afọ gị ugbua tupu m gawa ahịa.

Eat to your fill now before I leave for the market.

rí

ri

Wordri
Definitions

Active verb

1.consume; eat, especially as a meal

2.engulf; take or accommodate all of something

3.overwhelm

4.cheat

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ha ga-eri nri ma e mechaa.

Ha ga-eri nri ma e mechaa.

They will eat later.

Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ

Ụsakụsa rie ogwumagana ọ kwụsị iri anụ

When the glutton eats the chameleon, he would stop eating meat

Anyị riri nri n'ụtụtụ.

Anyị riri nri n'ụtụtụ.

We ate in the morning.

Kelechi na-eri nri ugbu a.

Kelechi na-eri nri ugbu a.

Kelechi is eating now.

Ejike riri anyị mugu.

Ejike riri anyị mugu.

Ejike duped/cheated us.

Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.

Iri nri n'ụlọ ka mma karịa iri nri n'iro.

Eating at home is better than eating outside

Ọ chọghị iri nri.

Ọ chọghị iri nri.

He does not want to eat.

èlèlè

èlèlè

Wordèlèlè
Definitions

Noun

1.a delicacy of tasty bean meal steamed in a wrap of leaves

2.value; profit

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Eriri m elele nke ukwu mgbe m gara Ọnịcha.

Eriri m elele nke ukwu mgbe m gara Ọnịcha.

I ate elele so much when I went to Onitsha.

Ọ riteghi ele ọrụ ọ rụụrụ tupu ọ nwụọ.

Ọ riteghi ele ọrụ ọ rụụrụ tupu ọ nwụọ.

He did not benefit from the job he did before he died.

E ji akwụkwọ unere ekechi elele.

E ji akwụkwọ unere ekechi elele.

Moi moi is wrapped with banana leaves.

Ọ bụ agwa ka e ji eme elele.

Ọ bụ agwa ka e ji eme elele.

Moi moi is produced from beans.

Onye ọbụla ga-erite elele mbọ ọ gbara

Onye ọbụla ga-erite elele mbọ ọ gbara

Everyone will reap the fruit of their labour

ǫkpà

ọ̀kpà

Wordọ̀kpà
Definitions

Noun

1.cowpea (both the seed and the already prepared meal)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọkpa na-enye ihe n'ahụ.

Ọkpa na-enye ihe n'ahụ.

Cowpea nourishes the body.

Ada amaghị esi ọkpa nke ọma.

Ada amaghị esi ọkpa nke ọma.

Ada does not know how to cook cowpea very well.

Biko, zụtara m ọkpa n'ahịa.

Biko, zụtara m ọkpa n'ahịa.

Please, buy cowpea for me at the market.

Anyị na-ejikarị ọkpa eme nri ụtụtụ.

Anyị na-ejikarị ọkpa eme nri ụtụtụ.

We often eat cowpea for breakfast.

Abụ m nwaanyị ọkpa.

Abụ m nwaanyị ọkpa.

I am the woman that sells cowpea.

Ọ naghị amasị Chike iri ọkpa.

Ọ naghị amasị Chike iri ọkpa.

Chike does not like eating cowpea.

àkàrà

àkàrà

Wordàkàrà
Definitions

Noun

1.fried meal made of ground beans; beans bun; beans fritters

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akara na achịcha na-agụ m.

Akara na achịcha na-agụ m.

I crave akara and bread.

Akara ahụ ṅụrụ mmanụ.

Akara ahụ ṅụrụ mmanụ.

That akara soaked oil.

Nne na-eghe akara.

Nne na-eghe akara.

Nne fries akara.

Ọ naghị amasị ya ịta akara.

Ọ naghị amasị ya ịta akara.

He does not like eating akara.

Nnu ṅara akara ahụ.

Nnu ṅara akara ahụ.

The bean bun is over-salted.

Azụtara m akara naịra iri.

Azụtara m akara naịra iri.

I bought ten naira akara.

Olee ndị chọrọ ịta akara?

Olee ndị chọrọ ịta akara?

Which people desire to eat bean buns.

Onye tara akara m debe n'ime efere a?

Onye tara akara m debe n'ime efere a?

Who ate the akara I kept in this plate?

Were ose ghee ya bụ akara.

Were ose ghee ya bụ akara.

Fry the bean bun with pepper.

Achọro m akara atọ.

Achọro m akara atọ.

I need three bean buns.

Akara m agwụla.

Akara m agwụla.

My bean bun is finished.

Akara ise danyere n'ọkụ.

Akara ise danyere n'ọkụ.

Five bean buns fell into the fire.

Akara ahụ atọka.

Akara ahụ atọka.

The bean bun is very tasty.

ïgbà

ịgbà

Wordịgbà
Definitions

Noun

1.a meal prepared with a type of legume, with other ingredients, often wrapped in nylon or a special leaf.

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nne m zụtara anyị ịgba.

Nne m zụtara anyị ịgba.

My mother bought igba for us.

Ọ naghị amasị ya iri ịgba.

Ọ naghị amasị ya iri ịgba.

He does not like eating igba.

Ị ga-eri ịgba?

Ị ga-eri ịgba?

Will you eat igba?

ïgbǫökà

ịgbọ̀ọkà

Wordịgbọ̀ọkà
Definitions

Noun

1.maize/corn pudding; a meal prepared with ground corn and other ingredients, wrapped in special leaves and steamed

Variationsịgbọ̀ ọkà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ịgbọọka juru ahịa.

Ịgbọọka juru ahịa.

Maize pudding is all over the market.

Ịgbọọka dị ọkụ na-agụ m.

Ịgbọọka dị ọkụ na-agụ m.

I crave for hot corn pudding.

Biko zụtara m ịgbọọka.

Biko zụtara m ịgbọọka.

Please buy maize pudding for me.

Ada zụtaara m ịgbọọka.

Ada zụtaara m ịgbọọka.

Ada bought corn pudding for me.

Ị sị na ọ bụ onye na-esi ịgbọọka?

Ị sị na ọ bụ onye na-esi ịgbọọka?

Whom did you say is cooking maize pudding.

Achọrọ m isi ịgbọọka.

Achọrọ m isi ịgbọọka.

I want to cook maize pudding.

Amaghị esi ịgbọọka.

Amaghị esi ịgbọọka.

I don't know how to cook corn pudding.

O ji ọka ọhụụ sie ịgbọọka.

O ji ọka ọhụụ sie ịgbọọka.

She cooked corn pudding with fresh maize.

E ji akamu eri ịgbọọka.

E ji akamu eri ịgbọọka.

Corn pudding is eaten with pap.

O nyere m ịgbọọka.

O nyere m ịgbọọka.

She gave me maize pudding.

Nne m na-ere ịgbọọka.

Nne m na-ere ịgbọọka.

My mother sells corn pudding.

Chika siri ịgbọọka ụnyaahụ.

Chika siri ịgbọọka ụnyaahụ.

Chika cooked corn pudding yesterday.

Ịgbọọka nke a atọka.

Ịgbọọka nke a atọka.

This corn pudding is so tasty.

ïgböögèdè

ịgbọ̄ọgèdè

Wordịgbọ̄ọgèdè
Definitions

Noun

1.A meal prepared with mashed ripe plantain and other ingredients, usually wrapped in special leaves and steamed; plantain pudding

Variationsịgbọ̄ ọ̀gèdè
Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ji ịgbọọgede ahụ mee nri ehihie.

Anyị ji ịgbọọgede ahụ mee nri ehihie.

We used that plantain pudding for lunch.

Nnu kari n'ịgbọọgede ahụ.

Nnu kari n'ịgbọọgede ahụ.

There is plenty of salt in that plantain pudding

Aga m esi ịgbọọgede echi.

Aga m esi ịgbọọgede echi.

I will cook plantain pudding tomorrow.

Di Ada anaghị eri ịgbọọgede.

Di Ada anaghị eri ịgbọọgede.

Ada's husband does not eat plantain pudding.

Ọ gaghị eso rie ịgbọọgede anyị zụta.

Ọ gaghị eso rie ịgbọọgede anyị zụta.

He will not join to eat the plantain pudding we bought.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.