ṃbürü
m̀bụrụ
| Word | m̀bụrụ |
| Definitions | Noun 1.metaphor |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Anyị mụrụ maka mbụrụ taa.
Anyị mụrụ maka mbụrụ taa.
We learnt about metaphor today.
Nwata akwụkwọ agụmagụ na-amaghị mbụrụ, amaghị ihe ọ na-eme.
Nwata akwụkwọ agụmagụ na-amaghị mbụrụ, amaghị ihe ọ na-eme.
A student of literature who does not know metaphor, doesn't know what he is doing.
Na mbụrụ, a na-asị na ihe a na-ekwu bụzi ihe e ji maa atụ ya.
Na mbụrụ, a na-asị na ihe a na-ekwu bụzi ihe e ji maa atụ ya.
In metaphor, a thing is said to become the thing it is compared with.
ǹtǫ
ǹtọ̀
| Word | ǹtọ̀ |
| Definitions | Noun 1.kidnapping; abduction |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A ga-akwụsị ije abalị maka ịgbanahụ ntọ.
A ga-akwụsị ije abalị maka ịgbanahụ ntọ.
Night travels will be stopped to avoid abduction.
O ji ego ntọ wuo ụlọ elu.
O ji ego ntọ wuo ụlọ elu.
He built an upstairs with kidnapping money.
Ntọ akarịala.
Ntọ akarịala.
Kidnapping is too much.
Na ọrụ ntọ ka e gburu ya.
Na ọrụ ntọ ka e gburu ya.
He was killed in kidnapping business.
Ịkwụsi ntọ n'obodo a rara ahụ.
Ịkwụsi ntọ n'obodo a rara ahụ.
Stopping kidnapping in this town is difficult.
Ntọ bụ ajọ ihe.
Ntọ bụ ajọ ihe.
Kidnapping is a bad thing.
Ntọ bụ ụzọ e ji akpata ego ugbua.
Ntọ bụ ụzọ e ji akpata ego ugbua.
Kidnapping is one of the ways to make money now.
Ngalaba uwe ojii a na-ahụ maka ntaramahụhụ gbasara ntọ.
Ngalaba uwe ojii a na-ahụ maka ntaramahụhụ gbasara ntọ.
This branch of police oversees the punishment for kidnapping.
Ntọ dị ya n'ọbara.
Ntọ dị ya n'ọbara.
Kidnapping runs in his blood.
O nweghị onye maara etu ntọ si wee mụbaa ebe a.
O nweghị onye maara etu ntọ si wee mụbaa ebe a.
Nobody knows how kidnapping increased here.