ṃbèṃ
m̀bèm̀
| Word | m̀bèm̀ |
| Definitions | Noun 1.chant |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Egere m mbem ya.
Egere m mbem ya.
I listened to his chant.
A na-akụziri anyị etu e si ama mbem n'ụlọakwụkwọ.
A na-akụziri anyị etu e si ama mbem n'ụlọakwụkwọ.
We are being taught how to chant at school.
Mmọnwụ ahụ na-ama mbem.
Mmọnwụ ahụ na-ama mbem.
The masquerade is chanting.
Amakwala mbem!
Amakwala mbem!
Do not chant!
Ọ maara ama mbem.
Ọ maara ama mbem.
She knows how to chant.
Onye mara mbem?
Onye mara mbem?
Who chanted?