ḿbè
mbè
Word | mbè |
Definitions | Noun 壱 1.tortoise |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị mbe mbụ.
Ahụbeghị mbe mbụ.
I have not seen a tortoise before.
Mbe bụ anụ nwere akọnụche n'akụkọ ifo.
Mbe bụ anụ nwere akọnụche n'akụkọ ifo.
Tortoise is a wise animal in folktales.
Aha nwunye mbe bụ Anịm.
Aha nwunye mbe bụ Anịm.
Tortoise's wife's name is Anịm.
Aha nna mbe bụ Anịịga.
Aha nna mbe bụ Anịịga.
Tortoise's father's name is Anịịga.
Ọ na-aghọ aghụghọ ka mbe.
Ọ na-aghọ aghụghọ ka mbe.
He is as cunning as a tortoise
Ahụrụ m mbe mgbe m gara Zuu Nekede.
Ahụrụ m mbe mgbe m gara Zuu Nekede.
I saw a tortoise when I went to Nekede zoo.
Dịbịa ahụ nwere mbe n'ụlọ ya.
Dịbịa ahụ nwere mbe n'ụlọ ya.
That native doctor has a tortoise in his house.
Nwadịbịa sịrị na ọ na-abụ a na-akụ okoriko mbe, a na-ahụwanye ndị mmụọ
Nwadịbịa sịrị na ọ na-abụ a na-akụ okoriko mbe, a na-ahụwanye ndị mmụọ
The diviner said that the more he knocks on the tortoise shell, the more of the spirits he sees
íbē
ibē
Word | ibē |
Definitions | Noun 1.pledge; surety; hostage; pawn |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O nyere ya n'ibe.
O nyere ya n'ibe.
He presented it as a pawn.
Ọ bụ onye ibe.
Ọ bụ onye ibe.
He is a surety.
O nweghị ndị ibe.
O nweghị ndị ibe.
He has no sureties.
Onye natara ya n'ibe?
Onye natara ya n'ibe?
Who is his surety?
Naa ibe ugbua i nwere ohere ya.
Naa ibe ugbua i nwere ohere ya.
Take hostage now you have the time.
Kedụ ihe anyị nwere iji nata ibe?
Kedụ ihe anyị nwere iji nata ibe?
What do we have that will serve as a security?
Inapụta n'ibe ka anyị na-eje okwu ya.
Inapụta n'ibe ka anyị na-eje okwu ya.
To redeem from hostage is what we are seeking for.
Ala Ude nọ n'ibe.
Ala Ude nọ n'ibe.
Ude's land is under pledge.
Ọ bụghị nna ya nwe ala ahụ o ji mee ibe.
Ọ bụghị nna ya nwe ala ahụ o ji mee ibe.
The father is not the rightful owner of that land he used as a pledge.