Nkọwa okwu logo
Beta

ṃbàzų

m̀bàzụ̀

Wordm̀bàzụ̀
Definitions

Noun

1.long slim metal gardening tool with a tip best suited for digging narrow holes in the ground

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-eji mbazụ egwu ji.

A na-eji mbazụ egwu ji.

Mbazu is used to harvest yam.

ǹgwú

ǹgwu

Wordǹgwu
Definitions

Noun

1.tool for digging; digger

Related Term
Word Stem

Examples

Eji ngwu gwuo ili ahụ.

Eji ngwu gwuo ili ahụ.

Digger was used to dig the grave.

Ọrụ a adịghị ka ihe e ji ngwu rụọ.

Ọrụ a adịghị ka ihe e ji ngwu rụọ.

This work does not look like something that was done with a digger.

O jighi ngwu ya bịa ọrụ.

O jighi ngwu ya bịa ọrụ.

He didn't come to work with his digger.

Kedu ngwu i ji bịa?

Kedu ngwu i ji bịa?

Where is the digger you came with?

Ngwu Chike meruru ya ahụ.

Ngwu Chike meruru ya ahụ.

Chike's digger wounded him.

Ejila ngwu ahụ gbaa ọsọ.

Ejila ngwu ahụ gbaa ọsọ.

Don't run with that digger.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.