Nkọwa okwu logo
Beta

ḿbà

mbà

Wordmbà
Definitions

Noun

1.nation; continent

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mba dị iche iche sọrọ mpi maka iko mba ụwa na Rọshịa.

Mba dị iche iche sọrọ mpi maka iko mba ụwa na Rọshịa.

Different countries competed for the world cup in Russia.

Ndị nnọchiteanya mbà dị iche iche nọ ebe ahụ.

Ndị nnọchiteanya mbà dị iche iche nọ ebe ahụ.

Various representatives of many nations were there.

O jere mbà ọzọ.

O jere mbà ọzọ.

He went to another nation.

Mbà m bụ nnukwu mbà.

Mbà m bụ nnukwu mbà.

My nation is a great nation.

ṃbá

m̀ba

Wordm̀ba
Definitions

Noun

1.scolding

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Mba ọ baara nwata ahụ wutere m.

Mba ọ baara nwata ahụ wutere m.

The scolding he gave to that child pained me.

ḿbà

mbà

Wordmbà
Definitions

Interjection

1.no; an expression of negative outcome, disagreement or refusal

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mba! Achọghị m enyemaka gị.

Mba! Achọghị m enyemaka gị.

No! I do jot need your help.

Gịnị mere i ji sị ya mba?

Gịnị mere i ji sị ya mba?

Why did you say no to him?

Ịsị m mba bụ oge ka ị na-egbu.

Ịsị m mba bụ oge ka ị na-egbu.

Saying no to me is wasting your time.

Agwara m ya ṅụọ ọgwụ ya mana ọ sịrị, mba.

Agwara m ya ṅụọ ọgwụ ya mana ọ sịrị, mba.

I told him to take his drugs but he said no.

Mba, agaghị m eri nri ugbu a.

Mba, agaghị m eri nri ugbu a.

No, I will not eat now.

Ị sị mba anaghị ara ya ahụ.

Ị sị mba anaghị ara ya ahụ.

He does not find it difficult saying no.

Arịọrọ m ya ego, ọ sị mba.

Arịọrọ m ya ego, ọ sị mba.

I begged him for money but he said no.

Ọ sịrị nne ya mba.

Ọ sịrị nne ya mba.

He said no to her mother.

ḿbá

mba

Wordmba
Definitions

Noun

1.tuber

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị gwutere mba ji buru ibu n'ugbo.

Anyị gwutere mba ji buru ibu n'ugbo.

We harvested plenty tubers of yam from the farm.

Agaghị m erichanwu otu mba ji.

Agaghị m erichanwu otu mba ji.

I can't finish a tuber of yam.

O nyere m mba ji abụọ.

O nyere m mba ji abụọ.

He gave me two tubers of yam.

Mba ji ole ka ị zụtara?

Mba ji ole ka ị zụtara?

How many tubers of yam did you buy?

Nna m bụrụ ọtụtụ mba akpụ.

Nna m bụrụ ọtụtụ mba akpụ.

My father harvested so many tubers of cassava.

òbòdò

òbòdò

Wordòbòdò
Definitions

Noun

1.town

2.country

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Obodo anyị buru ibu.

Obodo anyị buru ibu.

Our country is big

Agaghị m ebinwe n'obodo ahụ.

Agaghị m ebinwe n'obodo ahụ.

I can not live in that country.

Obodo anyị eteghị aka.

Obodo anyị eteghị aka.

Our town is not far.

Kedụ obodo i si?

Kedụ obodo i si?

Which town are you from?

E nwere obodo ndị mmụọ n'akụkọ ifo.

E nwere obodo ndị mmụọ n'akụkọ ifo.

There is land of spirits in folktales.

E nwere obodo dị iche iche na Naịjirịa.

E nwere obodo dị iche iche na Naịjirịa.

There are many towns in Nigeria.

Ọ bụ onye obodo m.

Ọ bụ onye obodo m.

He is from my town.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.