Nkọwa okwu logo
Beta

máhà

mahà

Wordmahà
Definitions

Active verb

1.skip something

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Onye nkụzi anyị ga-amaha ndị eyighi uwe akwụkwọ ma o nyewe nri.

Onye nkụzi anyị ga-amaha ndị eyighi uwe akwụkwọ ma o nyewe nri.

Our teacher will skip those that did not wear their school uniform when she is serving food.

Gịnị mere i ji mahaa m?

Gịnị mere i ji mahaa m?

Why did you skip me?

Ha na-achọ ịmaha anyị.

Ha na-achọ ịmaha anyị.

They want to skip us.

Mahaa oche nke a.

Mahaa oche nke a.

Skip this seat.

Ị mahaa anyị, i bido n'isi.

Ị mahaa anyị, i bido n'isi.

If you skip us, you start afresh.

Ndị gọọmentị mahara ụlọ anyị.

Ndị gọọmentị mahara ụlọ anyị.

Government skipped our house.

O nwere ike ịmaha m.

O nwere ike ịmaha m.

He might skip me.

Amahara m ajụjụ nke atọ.

Amahara m ajụjụ nke atọ.

I skipped the third question.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.