ḿmönwü
mmọnwụ
Word | mmọnwụ |
Definitions | Noun 人音 1.masquerade |
Variations | mmanwụ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmọnwụ atọ bịara mmemme ahụ.
Mmọnwụ atọ bịara mmemme ahụ.
Three masquerades came for that event.
Ọ naghị amasị m ịhụ mmọnwụ.
Ọ naghị amasị m ịhụ mmọnwụ.
I don't like seeing masquerades.
Ụjọ turu ya mgbe ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.
Ụjọ turu ya mgbe ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.
She was afraid when she saw that masquerade.
Àjįkwų
Àjị̀kwụ̀
Word | Àjị̀kwụ̀ |
Definitions | Proper noun 1.a noisy masquerade with a lot of items on its body |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị hụrụ mmọnwụ Ajịkwụ.
Anyị hụrụ mmọnwụ Ajịkwụ.
We saw Ajịkwụ masquerade.
Òjìönü
Òjìọnụ̄
Word | Òjìọnụ̄ |
Definitions | Noun 激議口 1.name of a masquerade |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Òjìọnụ̄ na-agba n'ama.
Òjìọnụ̄ na-agba n'ama.
Òjìọnụ̄ is performing at the arena.
Ojiọnụ abụọ bịara mmemme ahụ.
Ojiọnụ abụọ bịara mmemme ahụ.
Two Ojiọnụ masquerades came to that ceremony.
Mmọnwụ Ojiọnụ na-enwe ogologo ọnụ.
Mmọnwụ Ojiọnụ na-enwe ogologo ọnụ.
Ojiọnụ masquerade has a long mouth.
Obodo anyị nwere mmọnwụ Ojiọnụ.
Obodo anyị nwere mmọnwụ Ojiọnụ.
Our town has Ojiọnụ masquerade.
ųlàgà
ụ̀làgà
Word | ụ̀làgà |
Definitions | Noun 1.long, slim masquerade |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụlaga na-eto ogologo.
Ụlaga na-eto ogologo.
Ụlaga masquerade is tall.
Anyị hụrụ Ụlaga na ya bụ mmemme.
Anyị hụrụ Ụlaga na ya bụ mmemme.
We saw Ụlaga masquerade in the ceremony.
Ụlaga na-apịa ụtarị.
Ụlaga na-apịa ụtarị.
Ụlaga masquerade flogs.
Ụlaga chụrụ m ọsọ
Ụlaga chụrụ m ọsọ
The masquerade pursued me
tí ḿmönwü
ti m̄mọ̄nwụ̄
Word | ti m̄mọ̄nwụ̄ |
Definitions | Active verb 希霊音 1.bring out spirits in the form of masquerades 2.wear mask (masquerade) |
Variations | ti mmanwụ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Iti mmọnwụ na-atọ ụtọ.
Iti mmọnwụ na-atọ ụtọ.
Masquerading is sweet.
Echi ka obodo anyị ga-eti mmọnwụ nke ha.
Echi ka obodo anyị ga-eti mmọnwụ nke ha.
Our town will do their own masquerading tomorrow.
Obodo ha na-eti mmọnwụ.
Obodo ha na-eti mmọnwụ.
Their town is displaying masquerade.
Ha tiri mmọnwụ n'okorobịa.
Ha tiri mmọnwụ n'okorobịa.
They masqueraded during their youth.
A na-eti mmọnwụ dị iche iche n'ala Igbo.
A na-eti mmọnwụ dị iche iche n'ala Igbo.
Different types of masquerades are displayed in Igboland.
Tie mmọnwụ ka anyị tuo gị ego!
Tie mmọnwụ ka anyị tuo gị ego!
Masquerade let us spray you money!
Nwaanyị anaghị eti mmọnwụ.
Nwaanyị anaghị eti mmọnwụ.
Women do not wear masquerade.
Ndị Ụka anabataghị iti mmọnwụ.
Ndị Ụka anabataghị iti mmọnwụ.
The Church abhors masquerading
Ụmụaka na-eti mmọnwụ oge niile n'obodo a.
Ụmụaka na-eti mmọnwụ oge niile n'obodo a.
Children masquerade every time in this town.
Ike na-eti mmọnwụ.
Ike na-eti mmọnwụ.
Ike is wearing masquerade mask.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-eti mmọnwụ.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-eti mmọnwụ.
He got wounded where he was masquerading.
Ndị Ụka akwadoghị iti mmọnwụ.
Ndị Ụka akwadoghị iti mmọnwụ.
The Church does not support masquerading.
Iti mmọnwụ na-agụ m.
Iti mmọnwụ na-agụ m.
I want to masquerade.
Ana m eti mmọnwụ.
Ana m eti mmọnwụ.
I masquerade.
M tiri mmọnwụ oge m dị na okorobia.
M tiri mmọnwụ oge m dị na okorobia.
I wore masquerade as a youth.
Onye tiri mmọnwụ?
Onye tiri mmọnwụ?
Who is wearing mask?
Iti mmọnwụ adịchaghị mma.
Iti mmọnwụ adịchaghị mma.
Masquerading is not so good.
Ha na-eti mmọnwụ a na-akpo ajibuusu.
Ha na-eti mmọnwụ a na-akpo ajibuusu.
They display a masquerade known as Ajibuusu.
Ọ ga-eti mmọnwụ n'akwamoozu Igwe obodo ha.
Ọ ga-eti mmọnwụ n'akwamoozu Igwe obodo ha.
He will wear the masquerade at the funeral ceremony of their king.
ágwǫ
agwọ̀
Word | agwọ̀ |
Definitions | Noun 浅 1.raffia 2.raffia dancing-skirt used by masquerades |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agwọ na-enwu ọkụ ngwa ngwa.
Agwọ na-enwu ọkụ ngwa ngwa.
Raffia catches fire easily.
E si na ngwọ emepụta agwọ.
E si na ngwọ emepụta agwọ.
We get raffia from raffia palm.
E ji agwọ eti mmọnwụ.
E ji agwọ eti mmọnwụ.
Masquerades are prepared from raffia.
Agwọ na-ama mma n'ụlọ mmanya.
Agwọ na-ama mma n'ụlọ mmanya.
Raffia makes a bar beautiful.
ójì
ojì
Word | ojì |
Definitions | Noun 1.iron staff with pieces of metal usually used by native doctors and masquerades. It makes some metallic sounds when hit on the ground; ceremonial staff of dibịà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmọnwụ ahụ ji oji.
Mmọnwụ ahụ ji oji.
The masquerade has a metal staff.
Oji ya mara mma.
Oji ya mara mma.
His metal staff is beautiful.
Ụda oji na-anwụ akpata oyi.
Ụda oji na-anwụ akpata oyi.
The sound of a metal staff gives goosebumps.
Oji na-egosi oke dibịa.
Oji na-egosi oke dibịa.
Oji shows a great native doctor.
Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.
Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.
Native doctors do wonders with their oji.
ágábá
agaba
Word | agaba |
Definitions | Noun 寀郡 1.lion 2.name of masquerade |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m bụ agaba
Nne m bụ agaba
My mother is a lion
Ágábá
Agaba
Word | Agaba |
Definitions | Proper noun 1.stubborn, reckless masquerade that moves about with an axe or matchet (machete), and a chain or rope round its waist, always ready to fight and destroy things |
Variations | Agada idu |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mmọnwụ Agaba na-achọkarị okwu.
Mmọnwụ Agaba na-achọkarị okwu.
Agaba masquerade is usually troublesome
ìjélè
ìjelè
Word | ìjelè |
Definitions | Noun 岡寅蟻 1.big and highly decorated masquerade of the Igbo people; a graceful masquerade with a very large complex mask |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ijele bụ oke mmọnwụ.
Ijele bụ oke mmọnwụ.
Ijele is a great masquerade.
Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.
Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.
When Ijele appears other masquerades give way.
Ijele anaghị agba oge ọbụla.
Ijele anaghị agba oge ọbụla.
Ijele does not appear always.