éfé ḿmüö
efe mmụọ̄
Word | efe mmụọ̄ |
Definitions | Noun 寈岩霊 1.mask of the masquerader; masquerader's cloth |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Amaghim onye yi efe mmụọ a mana odim ka ọbụ Nnabụihe
Amaghim onye yi efe mmụọ a mana odim ka ọbụ Nnabụihe
I dont know who the person wearing the masqurade clothes is but I think it's Nnabụihe
tí ḿmönwü
ti m̄mọ̄nwụ̄
Word | ti m̄mọ̄nwụ̄ |
Definitions | Active verb 希霊音 1.bring out spirits in the form of masquerades 2.wear mask (masquerade) |
Variations | ti mmanwụ |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Iti mmọnwụ na-atọ ụtọ.
Iti mmọnwụ na-atọ ụtọ.
Masquerading is sweet.
Echi ka obodo anyị ga-eti mmọnwụ nke ha.
Echi ka obodo anyị ga-eti mmọnwụ nke ha.
Our town will do their own masquerading tomorrow.
Obodo ha na-eti mmọnwụ.
Obodo ha na-eti mmọnwụ.
Their town is displaying masquerade.
Ha tiri mmọnwụ n'okorobịa.
Ha tiri mmọnwụ n'okorobịa.
They masqueraded during their youth.
A na-eti mmọnwụ dị iche iche n'ala Igbo.
A na-eti mmọnwụ dị iche iche n'ala Igbo.
Different types of masquerades are displayed in Igboland.
Tie mmọnwụ ka anyị tuo gị ego!
Tie mmọnwụ ka anyị tuo gị ego!
Masquerade let us spray you money!
Nwaanyị anaghị eti mmọnwụ.
Nwaanyị anaghị eti mmọnwụ.
Women do not wear masquerade.
Ndị Ụka anabataghị iti mmọnwụ.
Ndị Ụka anabataghị iti mmọnwụ.
The Church abhors masquerading
Ụmụaka na-eti mmọnwụ oge niile n'obodo a.
Ụmụaka na-eti mmọnwụ oge niile n'obodo a.
Children masquerade every time in this town.
Ike na-eti mmọnwụ.
Ike na-eti mmọnwụ.
Ike is wearing masquerade mask.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-eti mmọnwụ.
O merụrụ ahụ ebe ọ na-eti mmọnwụ.
He got wounded where he was masquerading.
Ndị Ụka akwadoghị iti mmọnwụ.
Ndị Ụka akwadoghị iti mmọnwụ.
The Church does not support masquerading.
Iti mmọnwụ na-agụ m.
Iti mmọnwụ na-agụ m.
I want to masquerade.
Ana m eti mmọnwụ.
Ana m eti mmọnwụ.
I masquerade.
M tiri mmọnwụ oge m dị na okorobia.
M tiri mmọnwụ oge m dị na okorobia.
I wore masquerade as a youth.
Onye tiri mmọnwụ?
Onye tiri mmọnwụ?
Who is wearing mask?
Iti mmọnwụ adịchaghị mma.
Iti mmọnwụ adịchaghị mma.
Masquerading is not so good.
Ha na-eti mmọnwụ a na-akpo ajibuusu.
Ha na-eti mmọnwụ a na-akpo ajibuusu.
They display a masquerade known as Ajibuusu.
Ọ ga-eti mmọnwụ n'akwamoozu Igwe obodo ha.
Ọ ga-eti mmọnwụ n'akwamoozu Igwe obodo ha.
He will wear the masquerade at the funeral ceremony of their king.
yíkwàsï
yikwàsị
Word | yikwàsị |
Definitions | Active verb 1.put on (clothing, mask, etc.) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Yikwasị nwata ahụ akwa na-egbochi oyi.
Yikwasị nwata ahụ akwa na-egbochi oyi.
Put a cardigan on that child.
O yikwasiri uwe ya.
O yikwasiri uwe ya.
He put on his cloth.
Ọ ga-eyikwasị ya ma ọ wụchaa ahụ.
Ọ ga-eyikwasị ya ma ọ wụchaa ahụ.
She will put it on when she is done with bathing.
Achọrọ m iyikwasị akwa nke a n'elu ya.
Achọrọ m iyikwasị akwa nke a n'elu ya.
I want to wear this one on top of it.
Onye chọrọ iyikwasị akwa ya?
Onye chọrọ iyikwasị akwa ya?
Who wants to put on his cloth?
Ha ga-eyikwasị m okpu eze.
Ha ga-eyikwasị m okpu eze.
They will put the king's crown on me.
Yikwasị m akwa ahụ.
Yikwasị m akwa ahụ.
Put that cloth on me.
yípų
yipụ̀
Word | yipụ̀ |
Definitions | Active verb 1.take off (clothing, mask, wear, etc.); undress |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Go and take off your cloth inside the house.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo does not want to take off her cloth.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
She was ashamed when they took off her dress.
Ada na-eyipu akwa ya ugbu a.
Ada na-eyipu akwa ya ugbu a.
Ada is taking off her shoes now.
A chọrọ iyipụ akwa a.
A chọrọ iyipụ akwa a.
I want to take off this dress.
Ị ga-eyipụ akwa a yiri ọzọ.
Ị ga-eyipụ akwa a yiri ọzọ.
You will take off this cloth and put on another one.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
Ihere mere ya mgbe ha yipụrụ ya akwa.
She was ashamed when they took off her dress.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Gaa yipụ akwa gị n'ime ụlọ.
Go and take off your cloth inside the house.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo achọghị iyipụ akwa ya.
Ugo does not want to take off her cloth.
ìjélè
ìjelè
Word | ìjelè |
Definitions | Noun 岡寅蟻 1.big and highly decorated masquerade of the Igbo people; a graceful masquerade with a very large complex mask |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ijele bụ oke mmọnwụ.
Ijele bụ oke mmọnwụ.
Ijele is a great masquerade.
Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.
Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.
When Ijele appears other masquerades give way.
Ijele anaghị agba oge ọbụla.
Ijele anaghị agba oge ọbụla.
Ijele does not appear always.