ńdï
ndị
Word | ndị |
Definitions | Noun 以 1.people; plural of person 2.plural marker for demonstratives |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ndị e siiri nri a?
Kedụ ndị e siiri nri a?
Which people was this food prepared for?
Kedụ ndị bụ ndị ahụ?
Kedụ ndị bụ ndị ahụ?
Who are those people?
Aja misa ndị Roman Katọlik bụ n'usoro n'usoro.
Aja misa ndị Roman Katọlik bụ n'usoro n'usoro.
The Roman Catholic mass is in order/sequence.
Unu bụ ndị agọziri agọzi
Unu bụ ndị agọziri agọzi
You all are blessed people.
Ndị nkem, kedụ ihe m mere unu?
Ndị nkem, kedụ ihe m mere unu?
My people, what did I do to you?:
-gó
-go
Word | -go |
Definitions | Extensional suffix 㯱 1.perfect tense marker; has, have, had happened |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bịago.
Ọ bịago.
He has come.
O sichago nri.
O sichago nri.
He has finished cooking
Ihe mere emego.
Ihe mere emego.
What has happened has happened.
E nyego m ya ego.
E nyego m ya ego.
I have given her money.
E jidego onye ohi ahụ.
E jidego onye ohi ahụ.
The thief has been caught.
O nyego m ihe m chọrọ.
O nyego m ihe m chọrọ.
He has given me what i want.
Ha ewerego ego ha.
Ha ewerego ego ha.
They have taken their money.
-lá
-la
Word | -la |
Definitions | Extensional suffix 㯱 1.perfect tense marker; has, have or had happened |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ gwala m aha ya.
Ọ gwala m aha ya.
She has told me her name.
O kwuola ya.
O kwuola ya.
She has said it.
I meela nke ukwu.
I meela nke ukwu.
You have done a great one.
Anyị eriela nri.
Anyị eriela nri.
We have eaten.
ǹjìrìmárá
ǹjìrìmara
Word | ǹjìrìmara |
Definitions | Noun 1.trademark;, identity marker; characteristics |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Depụta njirimara ise ndị naijiria.
Depụta njirimara ise ndị naijiria.
Write five characteristics of Nigerians.
Gịnị bụ njirimara gị?
Gịnị bụ njirimara gị?
What is your identity marker?
Ikpu okpu bụ njirimara ya.
Ikpu okpu bụ njirimara ya.
To wear cap is his identity.
Ohi bụ njirimara ndị be ha.
Ohi bụ njirimara ndị be ha.
His people identity marker is stealing.
Kedu ihe bụ njirimara nri mebiri emebi?
Kedu ihe bụ njirimara nri mebiri emebi?
What is the characteristics of a spoilt food?
Inwe ọtụtụ ọba ji bụ njirimara diji.
Inwe ọtụtụ ọba ji bụ njirimara diji.
Having many barns is the trademark of yam farmer.
-nų
-nụ̀
Word | -nụ̀ |
Definitions | Extensional suffix 㯟 1.second person plural marker, commonly used in command or imperative sentences; you (plural) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha abịalanụ.
Ha abịalanụ.
They've come.
Daalụnụ!
Daalụnụ!
Greetings to you all!
Bịanụ!
Bịanụ!
Come, you people!
Ka anyị rienụ nri.
Ka anyị rienụ nri.
Let us eat.
Igbo, kwenụ!
Igbo, kwenụ!
Igbos, cheer!
Bịanụ rie nri.
Bịanụ rie nri.
Come, you all, and eat.
Bikonụ, gịnị ka anyị ga-eme?
Bikonụ, gịnị ka anyị ga-eme?
Everyone Please, what should we do?
Tinyenụ ọnụ n'okwu a.
Tinyenụ ọnụ n'okwu a.
You all should put mouth in this discussion.
Werenụ ego a zụta ihe.
Werenụ ego a zụta ihe.
You all should tell this money to buy something.
Nnọọnụ!
Nnọọnụ!
Welcome all!
Onyenụ ka ị na-achọ?
Onyenụ ka ị na-achọ?
Then, who are you looking for?
Ngwanụ ka anyị pụọ.
Ngwanụ ka anyị pụọ.
Okay, let us go.
Kedụnụ?
Kedụnụ?
How are you?
Pụọnu ebe a.
Pụọnu ebe a.
Leave here you all.
Meerenụ ya ebere.
Meerenụ ya ebere.
Have mercy on her.