ìgbó
ìgbo
Word | ìgbo |
Definitions | Noun 1.marijuana, Indian hemp |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyị hụrụ igbo ka ọ tọgbọ n'ala.
Anyị hụrụ igbo ka ọ tọgbọ n'ala.
We saw Indian hemp lying on the ground.
Ndị ohi ahụ ji igbo n'akpa ha.
Ndị ohi ahụ ji igbo n'akpa ha.
Those armed robbers are with Indian hemp in their pocket.
Igbo na-esi n'ahụ nwoke a.
Igbo na-esi n'ahụ nwoke a.
This man smells of marijuana.
Gaa zụtara Chike igbo.
Gaa zụtara Chike igbo.
Go and buy Indian hemp for Chike.
Igbo na-agbaka isi.
Igbo na-agbaka isi.
Marjuana causes madness
Isi igbo ahụ na-arụ m afọ.
Isi igbo ahụ na-arụ m afọ.
The smell of that Indian hemp turns my stomach.
E ji akwụkwọ igbo esi nri.
E ji akwụkwọ igbo esi nri.
Food is cooked with marijuana leaves.
áhïhïá
ahịhịa
Word | ahịhịa |
Definitions | Noun 攻 1.leaf; herb; 2.grass; weed; 3.(slang) marijuana |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahịhịa juru n'ubi ahụ.
Ahịhịa juru n'ubi ahụ.
Grass is all over the farm.
Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.
Emeka gbara ọgwụ ahịhịa.
Emeka sprayed weed drugs
Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.
Sụchaa ahịhịa dị n'ihu be gị.
Clear the weed in front of your place.
Obi na-ese ahihia.
Obi na-ese ahihia.
Obi smokes marijuana.
Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.
Ọrụ nwoke a bụ ịsụ ahịhịa.
This man's occupation is clearing of grasses.
Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.
Ọ na-achọ ahịhịa o ji esi ọgwụ.
He is looking for grasses with which to prepare medicine.