márì àlà
marì àlà
Word | marì àlà |
Definitions | Active verb 1.cultivate; till; break ground; break up the soil in preparation for planting, sowing or even construction |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.
A kpọrọ ngalaba dị iche iche nọ na mahadum.
Various departments/faculties in the university were invited.
Ndị Ngalaba Lingwistiks buru ibu.
Ndị Ngalaba Lingwistiks buru ibu.
The Linguistics Department is large.
Ndị na-arụ ụzọ na-amari ala.
Ndị na-arụ ụzọ na-amari ala.
Those who build roads break the ground.
Ngwa a na-amari ala.
Ngwa a na-amari ala.
This implement tills the soil.
Anyị ga-amari ala ma fee ya mmiri.
Anyị ga-amari ala ma fee ya mmiri.
We will till the soil and sprinkle water on it.
Ha chọrọ ịmari ala ahụ.
Ha chọrọ ịmari ala ahụ.
They want to till that land.
A na-amarị ala kpọrọ nkụ tupu a kụọ ya mkpụrụ.
A na-amarị ala kpọrọ nkụ tupu a kụọ ya mkpụrụ.
A hardened soil gets tilled before it is planted upon.
Marie ala ahụ tutpu ị ghaa ya mkpụrụ.
Marie ala ahụ tutpu ị ghaa ya mkpụrụ.
Cultivate that land before you sow on it.