Nkọwa okwu logo
Beta

ḿmánü

mmanụ

Wordmmanụ
Definitions

Noun

1.oil

2.pomade; cream; lotion

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmanụ anọghị na nri o siri.

Mmanụ anọghị na nri o siri.

There is no oil in the food he cooked.

Nne m zụtara mmanụ nwere isi ụtọ.

Nne m zụtara mmanụ nwere isi ụtọ.

My mother bought lotion that has sweet fragrance.

Mmanụ o tere nwere isi ọma.

Mmanụ o tere nwere isi ọma.

The pomade she rubbed has good fragrance.

Ha gwakọrọ ihe na mmanụ ahụ.

Ha gwakọrọ ihe na mmanụ ahụ.

They mixed something in that oil.

A na-esi na nkwụ enweta mmanụ.

A na-esi na nkwụ enweta mmanụ.

Oil is gotten from oil palm.

Onye wụrụ mmanụ n'ebe a?

Onye wụrụ mmanụ n'ebe a?

Who poured oil here?

Mmanụ dị ọnụ ugbu a.

Mmanụ dị ọnụ ugbu a.

Oil is costly now.

Chika na-ere ezigbo mmanụ.

Chika na-ere ezigbo mmanụ.

Chika sells good oil.

Mmanụ ego ole bụ ihe a?

Mmanụ ego ole bụ ihe a?

How much oil is this?

Wụnye mmanụ ahụ n'ime karama.

Wụnye mmanụ ahụ n'ime karama.

Pour that oil into a bottle.

Kedu ebe ị zụtara mmanụ a?

Kedu ebe ị zụtara mmanụ a?

Where did you buy this oil?

Mmanụ tere ya n'akwa.

Mmanụ tere ya n'akwa.

Oil stained his cloth.

ḿmádų

mmadụ̀

Wordmmadụ̀
Definitions

Noun

1.person; human being; man

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mmadụ abụghị Chukwu.

Mmadụ abụghị Chukwu.

Man is not Good.

Mmadụ abụọ bụ ihe anyị chọrọ.

Mmadụ abụọ bụ ihe anyị chọrọ.

Two persons are what we want.

Mmadụ anọkwa n'ụlọ a?

Mmadụ anọkwa n'ụlọ a?

Is anyone in this house?

Mmadụ bụ anụ kacha anụ niile dị n'ụwa.

Mmadụ bụ anụ kacha anụ niile dị n'ụwa.

Humans are the most superior of all animals on earth.

Ihe a abụghị mmadụ.

Ihe a abụghị mmadụ.

This is not a human being.

Ọtụtụ mmadụ bịara ahịa taata.

Ọtụtụ mmadụ bịara ahịa taata.

Many people came to the market today.

Mmadụ niile pụta ezi.

Mmadụ niile pụta ezi.

Let everybody come outside.

Ị bụ mmadụ ka ị bụ mmụọ?

Ị bụ mmadụ ka ị bụ mmụọ?

Are you a human being or a spirit?

ńgábásï

ngabasị

Wordngabasị
Definitions

Noun

1.ability to get to other areas; reach; network

2.link with other people or places; connection; link

Related Term
Word Stem

Examples

O nwere ngabasị n'etiti ndịochịchị.

O nwere ngabasị n'etiti ndịochịchị.

He has connections among politicians.

Ngabasị Anayọ ezuola inye ya mmeri.

Ngabasị Anayọ ezuola inye ya mmeri.

Anayo's network is enough to give him victory.

Ngabasị ka e ji emeri ndọrọndọrọọchịchị.

Ngabasị ka e ji emeri ndọrọndọrọọchịchị.

Network is what is used to get victory in politics.

Ọ bụrụ na ị chọọ ịpụ ndụ n'azụmaahịa a, ị ga-enwerịrị ngabasị.

Ọ bụrụ na ị chọọ ịpụ ndụ n'azụmaahịa a, ị ga-enwerịrị ngabasị.

If you want to survive in this trade, you must have a network.

ùdé

ùde

Wordùde
Definitions

Noun

密神

1.cream; lotion, body lotion, hair cream.

2.aura; vibe

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

He did not apply hair cream before combing his hair..

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

He did not apply hair cream before combing his hair..

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

O teghị ude n'isi ya tupu ọ na-abọ ya.

He did not apply hair cream before combing his hair.

Ada zụtara ude ọhụru.

Ada zụtara ude ọhụru.

Ada bought a new cream.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.