Nkọwa okwu logo
Beta

máńgálà

mangalà

Wordmangalà
Definitions

Noun

1.a species of fish that is very tasty, usually dried

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Amaka ji azụ mangala sie ofe onugbu.

Amaka ji azụ mangala sie ofe onugbu.

Amaka prepared onugbu soup with mangala.

Nne Nkechi na-ere managala n'Ọchanja.

Nne Nkechi na-ere managala n'Ọchanja.

Nne Kechi sells managala in Ochanja

Azụ mangala na-agala ọnụ.

Azụ mangala na-agala ọnụ.

Mangala fish is expensive.

Biko zụtara m azụ mangala n'ahịa.

Biko zụtara m azụ mangala n'ahịa.

Please buy mangala fish for me at the market.

Ọnaghị amasị m iji azụ mangala sie nri.

Ọnaghị amasị m iji azụ mangala sie nri.

I don't like cooking with mangala fish.

E ji azụ mangala eme ka ofe tọọ ezigbo ụtọ.

E ji azụ mangala eme ka ofe tọọ ezigbo ụtọ.

Mangala fish is used to make the soup very tasty.

Ọ bụ azụ mangala ka nna m na-atakarị.

Ọ bụ azụ mangala ka nna m na-atakarị.

My father usually eats mangala fish.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.