ékwéńsú
ekwen̄sū
Word | ekwen̄sū |
Definitions | Noun 屋 1.satan; devil; the malevolent spirits of those who have died a 'bad death' and cannot reincarnate; malevolent non-human spirits; (Christian usage) the devil 2.(fig.) a person who causes confusion and havoc |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ekwensu nwere ike ịdị n'ụdị mmadụ.
Ekwensu nwere ike ịdị n'ụdị mmadụ.
Satan can take the human form.
Ị bụ ekwensu.
Ị bụ ekwensu.
You are a devil.
Ekwensu na-agba ụmụ Chineke mgba mgbe niile.
Ekwensu na-agba ụmụ Chineke mgba mgbe niile.
The devil is fighting the children of God all the time.
Ekwensu kere ya agbụ.
Ekwensu kere ya agbụ.
He is under the bondage of the devil.