Nkọwa okwu logo
Beta

mákų

makụ̀

Wordmakụ̀
Definitions

Active verb

1.embrace or hug tightly

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Makụọ Chukwu.

Makụọ Chukwu.

Embrace God.

Achọrọ m ịmakụ gị ugbu a.

Achọrọ m ịmakụ gị ugbu a.

I want to hug you now.

Jee makụọ nne gị.

Jee makụọ nne gị.

Go and hug your mother.

Ọ bụghị Emeka na-amakụ nwaanyị ihe ahụ?

Ọ bụghị Emeka na-amakụ nwaanyị ihe ahụ?

Is that not Emeka that is hugging a lady?

Onye makụrụ m?

Onye makụrụ m?

Who embraced me?

Ọ ga-amakụ gị ma ọ hụ gị.

Ọ ga-amakụ gị ma ọ hụ gị.

She will hug when she sees you.

Ọ na-amasị ya ịmakụ ndị mmadụ.

Ọ na-amasị ya ịmakụ ndị mmadụ.

She likes embracing people.

Kedu onye bụ onye ahụ makụrụ gị?

Kedu onye bụ onye ahụ makụrụ gị?

Who was the person that hugged you?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.