mákų
makụ̀
Word | makụ̀ |
Definitions | Active verb 1.embrace or hug tightly |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Makụọ Chukwu.
Makụọ Chukwu.
Embrace God.
Achọrọ m ịmakụ gị ugbu a.
Achọrọ m ịmakụ gị ugbu a.
I want to hug you now.
Jee makụọ nne gị.
Jee makụọ nne gị.
Go and hug your mother.
Ọ bụghị Emeka na-amakụ nwaanyị ihe ahụ?
Ọ bụghị Emeka na-amakụ nwaanyị ihe ahụ?
Is that not Emeka that is hugging a lady?
Onye makụrụ m?
Onye makụrụ m?
Who embraced me?
Ọ ga-amakụ gị ma ọ hụ gị.
Ọ ga-amakụ gị ma ọ hụ gị.
She will hug when she sees you.
Ọ na-amasị ya ịmakụ ndị mmadụ.
Ọ na-amasị ya ịmakụ ndị mmadụ.
She likes embracing people.
Kedu onye bụ onye ahụ makụrụ gị?
Kedu onye bụ onye ahụ makụrụ gị?
Who was the person that hugged you?
bì ömà
bì ọmà
Word | bì ọmà |
Definitions | Active verb 塊㳚肢 1.hug; embrace |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gaa, bie ya ọma.
Gaa, bie ya ọma.
Go and hug him.
Ana m ebi nne m ọma mgbe ọbụla m zutere ya.
Ana m ebi nne m ọma mgbe ọbụla m zutere ya.
I hug my mom every time I meet her.
Aga m ebi gị ọma.
Aga m ebi gị ọma.
I will hug you.
O kweghị ibi ya ọma.
O kweghị ibi ya ọma.
He did not agree to hug her.
Bie ya ọma! Ọ gharịpụghị anyị.
Bie ya ọma! Ọ gharịpụghị anyị.
Hug him! He did not disappoint us.
Obi tọrọ ya ụtọ mgbe m biri ya ọma.
Obi tọrọ ya ụtọ mgbe m biri ya ọma.
She was happy when I hugged her.
Onye gwara gị bie ya ọma?
Onye gwara gị bie ya ọma?
Who told you to hug him.