Nkọwa okwu logo
Beta

màkà

màkà

Wordmàkà
Definitions

Conjunction

営尽

1.for the reason that; because

2.in case of; for

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ka anyị jee ahịa echi maka ahịa taa emechiela.

Ka anyị jee ahịa echi maka ahịa taa emechiela.

Lets go to the market tomorrow because today's market has closed.

O ̣bịara maka na ọ hụrụ m.

O ̣bịara maka na ọ hụrụ m.

He came because he saw me.

Ka anyị dobe nke a maka echi.

Ka anyị dobe nke a maka echi.

Let's keep this one against tomorrow.

Agara m Enugwu maka ịgba nkwụ ha.

Agara m Enugwu maka ịgba nkwụ ha.

I went to Enugu for their traditional wedding.

Ọ si na ọ maghị maka ego ahụ.

Ọ si na ọ maghị maka ego ahụ.

He said he does not know about that money.

Abịara m maka ya.

Abịara m maka ya.

I came because of it.

Ọ bịaghị maka n'ahụ adịghị ya.

Ọ bịaghị maka n'ahụ adịghị ya.

He did not come because he is sick.

O ji maka m rie nri ahụ.

O ji maka m rie nri ahụ.

He ate the food because of me.

Maka gịnị mere i jiri tie ya ihe?

Maka gịnị mere i jiri tie ya ihe?

Why did you beat him?

kwò

kwò

Wordkwò
Definitions

Passive verb

1.for the sake; hold as a reason; because of;

2.move in a large number(especially noisily)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ikwo maka ego ahụ gaa be Ada.

Achọrọ m ikwo maka ego ahụ gaa be Ada.

I want to go to Ada's house because of that money.

Ekwo m maka gị pụta ezi taa.

Ekwo m maka gị pụta ezi taa.

I came out for your sake today.

Ha kwo ekwo bịa.

Ha kwo ekwo bịa.

They came in a large number.

Kworo maka enyi gị bịa.

Kworo maka enyi gị bịa.

Come for the sake of your friend.

O kworo maka di ya nwụọ.

O kworo maka di ya nwụọ.

She died because of her husband.

Ị ga-ekwo maka ihe o mere gị ghara ige anyị ntị?

Ị ga-ekwo maka ihe o mere gị ghara ige anyị ntị?

Will you refuse to listen to us because of what he did to you?

Emeka na-ekwo maka nne ya aga Nnewi n'ụbọchị ụka ọbụla.

Emeka na-ekwo maka nne ya aga Nnewi n'ụbọchị ụka ọbụla.

Emeka goes to Nnewi every Sunday for the sake of his mother.

Agaghị m ekwo maka gị mee ihe njọ.

Agaghị m ekwo maka gị mee ihe njọ.

I will not commit sin because of you.

Ụmụakwụkwọ kworo banye n'ụlọ ahụ.

Ụmụakwụkwọ kworo banye n'ụlọ ahụ.

Students rush noisily into that house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.