ńküjà
nkụjà
Word | nkụjà |
Definitions | Noun 1.a sudden shock; a startle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Abụghị m onye nkụja.
Abụghị m onye nkụja.
I don't easily give in to shock.
Ihe ọ bụla na-eku ume na-eme nkụja.
Ihe ọ bụla na-eku ume na-eme nkụja.
Every living organism expresses shock.
Ụjọ abụghị nkụja.
Ụjọ abụghị nkụja.
Fear does not mean shock.
E nwere ụdị nkụja I mere ugbua.
E nwere ụdị nkụja I mere ugbua.
There's this kind of startle you expressed now.
O mere nkụja mgbe ọ hụrụ m.
O mere nkụja mgbe ọ hụrụ m.
He got shocked when he saw me.
Gịnị bụ ụdị nkụja a?
Gịnị bụ ụdị nkụja a?
What is this kind of shock?
yí égwù
yi egwù
Word | yi egwù |
Definitions | Active verb 㨒録 1.cause fear; frighten; scare 2.threaten |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.
A chọrọ m iyi nwata ahụ egwu.
I want to frighten this child.
Ọ gara iyi ha egwu.
Ọ gara iyi ha egwu.
He went to scare them.
Ha chọrọ iyi gị egwu.
Ha chọrọ iyi gị egwu.
They wanted to frighten you.
O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.
O yiri m egwu, mana agbara m ya nkịtị.
She threatened me but I ignored her.
Onye yiri gị egwu?
Onye yiri gị egwu?
Who frightened you?