mágó
mago
Word | mago |
Definitions | Active verb 1.mount; jump on to; leap on to; |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ị ga-amago ma m rituo.
Ị ga-amago ma m rituo.
You will climb on when I descend.
Ọ na-amago na mgbidi ụlọ.
Ọ na-amago na mgbidi ụlọ.
He is jumping on the wall.
Ikenna magoro osisi
Ikenna magoro osisi
Ikenna jumped on the tree
Chere ka m mago n'elu ya.
Chere ka m mago n'elu ya.
Wait let me jump on its top.
Imago n'ihe dị elu bụ ihe eji nwayọ eme.
Imago n'ihe dị elu bụ ihe eji nwayọ eme.
To mount on something high is what you do with carefulness.
gbágó
gbago
Word | gbago |
Definitions | Active verb 互懇 1.ascend; rise or increase; run upward; climb up (stairs) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịgbago na klaasị.
Achọrọ m ịgbago na klaasị.
I want to move up class.
Ọ na-agbago elu oge ọbụla ọ bịara ebe a.
Ọ na-agbago elu oge ọbụla ọ bịara ebe a.
She climbs up whenever she comes here.