ìkpùrú
ìkpùru
Word | ìkpùru |
Definitions | Noun 1.maggots |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ikpuru dị n'anụ ahụ.
Ikpuru dị n'anụ ahụ.
There are maggots in the meat.
ǹdù
ǹdù
Word | ǹdù |
Definitions | Noun 蛆 1.maggot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Esere m ndu n'akwụkwọ m.
Esere m ndu n'akwụkwọ m.
I drew a maggot in my book.
Ndu enweghi ike ịnọgide n'ebe dị akọrọ ọtụtụ oge.
Ndu enweghi ike ịnọgide n'ebe dị akọrọ ọtụtụ oge.
Maggot can't survive in a dry surface for a long time.
Nri ndu bara n'ime ya mebiri emebi.
Nri ndu bara n'ime ya mebiri emebi.
A food that is infested with maggot is spoilt.
Ndu akpụọla ofe ahụ.
Ndu akpụọla ofe ahụ.
Maggots have infested that soup.
Ndu na-asọ oyi.
Ndu na-asọ oyi.
Maggot is disgusting.
Anyị mụrụ maka ndu taata.
Anyị mụrụ maka ndu taata.
We learnt about maggots today.
Ndu a na-arị ari.̣
Ndu a na-arị ari.̣
This maggot is moving.
Udoka gburu ndu ahụ.
Udoka gburu ndu ahụ.
Udoka killed the maggot.
Ndu ahụ ekweghị anwụ.
Ndu ahụ ekweghị anwụ.
The maggot refused to die.
Ndu karịrị akarị n'ozu ahụ.
Ndu karịrị akarị n'ozu ahụ.
There are many maggots in the corpse.