Nkọwa okwu logo
Beta

màgá

màga

Wordmàga
Definitions

Active verb

1.jump to another side

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ na-amaga ebe ọbụla.

Ọ na-amaga ebe ọbụla.

She jumps on everything.

Ngwa, maga n'akụkụ nke ọzọ.

Ngwa, maga n'akụkụ nke ọzọ.

Okay, jump to the other side.

Oke ahụ magara n'aka ekpe gị.

Oke ahụ magara n'aka ekpe gị.

That rat jumped to your left side.

Ọ bụ n'akụkụ gị ka ọ ga-amaga.

Ọ bụ n'akụkụ gị ka ọ ga-amaga.

It is on your side that he will jump to.

O na-amaga ebe niile.

O na-amaga ebe niile.

He jumps up and down.

Awọ a na-amaga na mmiri.

Awọ a na-amaga na mmiri.

This frog is jumping to the water.

Uche ga-amaga n'oche.

Uche ga-amaga n'oche.

Uche will jump over to the chair.

Ọ chọghị ịmaga n'elu akwa.

Ọ chọghị ịmaga n'elu akwa.

He does not want to jump on top of the bed.

Awọ na-amaga n'akụkụ ahụ amaghị ihe.

Awọ na-amaga n'akụkụ ahụ amaghị ihe.

The frog that jumps to that side is not wise.

Achọrọ m ịmaga n'ofe nke ọzọ.

Achọrọ m ịmaga n'ofe nke ọzọ.

I want to jump over to the other side.

Nwoke ahụ magara n'ime osimiri.

Nwoke ahụ magara n'ime osimiri.

That man jumps into the ocean.

Ewu a ga-amaga n'ebe nri dị.

Ewu a ga-amaga n'ebe nri dị.

This goat will jump to where there is food.

Ebee ka Ị chọrọ ịmaga ugbua?

Ebee ka Ị chọrọ ịmaga ugbua?

Where do you want to jump to now?

Azụ magara na mmiri ọkụ gburu onwe ya.

Azụ magara na mmiri ọkụ gburu onwe ya.

A fish that jumped inside hot water killed itself.

Olee ebe oke a magara?

Olee ebe oke a magara?

Where did this rat jump to?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.