Nkọwa okwu logo
Beta

árá

ara

Wordara
Definitions

Noun

1.madness; the state of having a serious mental illness; insanity

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ara dị na be ha.

Ara dị na be ha.

Madness runs in their family.

Ara na-eme mmadụ nkwugheri.

Ara na-eme mmadụ nkwugheri.

Madness makes one talk gibberish.

Ara bụ ọrịa.

Ara bụ ọrịa.

Madness is a sickness.

Ara na-awị ya.

Ara na-awị ya.

She is mad.

E nwere ụdị ara dị iche iche.

E nwere ụdị ara dị iche iche.

There are different types of madness.

Ọ kpọrọ m onye ara.

Ọ kpọrọ m onye ara.

He called me a mad man.

Ara ya apụọla ahịa.

Ara ya apụọla ahịa.

Her madness has reached an advanced stage.

Onye na-apụ ara?

Onye na-apụ ara?

Who is running mad?

gbá árá

gba ara

Wordgba ara
Definitions

Active verb

1.make mad; cause to develop madness or mental illness

2.(figurative) cause shock or surprise; cause highly reactive excitement due to shock

Related Term
Word Stem

Examples

̣̣Ara na-agba ụmụnne ya

̣̣Ara na-agba ụmụnne ya

His/her siblings are mad

Mma ọ mara na-agba m ara.

Mma ọ mara na-agba m ara.

Her beauty is making me mad.

Ihe m nụrụ gbara m ara.

Ihe m nụrụ gbara m ara.

What I heard shocked me.

Ụdị ihe ahụ nwere ike ịgba ya ara.

Ụdị ihe ahụ nwere ike ịgba ya ara.

That type of thing could cause him madness.

Ụdị ọghọm a na-agba mmadụ ara.

Ụdị ọghọm a na-agba mmadụ ara.

This type of mishap makes one mad.

Ị nụ ego ole o ji, ọ ga-agba gị ara.

Ị nụ ego ole o ji, ọ ga-agba gị ara.

If you hear how much he is with, it will shock you.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.