ḿmádų
mmadụ̀
Word | mmadụ̀ |
Definitions | Noun 人 1.person; human being; man |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmadụ abụghị Chukwu.
Mmadụ abụghị Chukwu.
Man is not Good.
Mmadụ abụọ bụ ihe anyị chọrọ.
Mmadụ abụọ bụ ihe anyị chọrọ.
Two persons are what we want.
Mmadụ anọkwa n'ụlọ a?
Mmadụ anọkwa n'ụlọ a?
Is anyone in this house?
Mmadụ bụ anụ kacha anụ niile dị n'ụwa.
Mmadụ bụ anụ kacha anụ niile dị n'ụwa.
Humans are the most superior of all animals on earth.
Ihe a abụghị mmadụ.
Ihe a abụghị mmadụ.
This is not a human being.
Ọtụtụ mmadụ bịara ahịa taata.
Ọtụtụ mmadụ bịara ahịa taata.
Many people came to the market today.
Mmadụ niile pụta ezi.
Mmadụ niile pụta ezi.
Let everybody come outside.
Ị bụ mmadụ ka ị bụ mmụọ?
Ị bụ mmadụ ka ị bụ mmụọ?
Are you a human being or a spirit?
ónyé
onye
Word | onye |
Definitions | Noun 衣 1.used to speak about a person when referring to the person as a whole; who; person |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu
Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu
If one stands up without shaking his body, lizards will climb up his body.
Kpọọ onye ahụ.
Kpọọ onye ahụ.
Call that person.
Achọghị m onye ọbụla ịnọ n'oche ahụ!
Achọghị m onye ọbụla ịnọ n'oche ahụ!
I do not want anyone to sit on that chair!
E jidere onye zuuru ego ahụ.
E jidere onye zuuru ego ahụ.
They caught the person that stole that money.
Amaghị m onye ọ bụ.
Amaghị m onye ọ bụ.
I do not know who he is.
Onye ka m bụ?
Onye ka m bụ?
Who am I?
E jidela onye gburu ewu ahụ.
E jidela onye gburu ewu ahụ.
They have caught the person that killed the goat.
Ọ bụ onye na-akụ?
Ọ bụ onye na-akụ?
Who is the person knocking?
Onye ka ị bụ?
Onye ka ị bụ?
Who are you?