wį árá
wị̀ ara
Word | wị̀ ara |
Definitions | Nominal Modifier 㣠句 1.be mad |
Variations | -yì ala |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ị na-awị ara?
Ị na-awị ara?
Are you mad?
Ọ na-awị ara.
Ọ na-awị ara.
He is mad.
yį árá
yị̀ ara
Word | yị̀ ara |
Definitions | Passive verb 1.be mad; become mad |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ara na-ayị onye a.
Ara na-ayị onye a.
This is person is exhibiting madness.
Ịyị ara dị n'ọbara ha.
Ịyị ara dị n'ọbara ha.
Madness is in their blood.
Nwoke a yịrị ara oge ọ dị n'okorobịa.
Nwoke a yịrị ara oge ọ dị n'okorobịa.
This man was mad when he was a youth.
Nchedo na-ayị ara ugbua.
Nchedo na-ayị ara ugbua.
Nchedo is mad now.
Onyeka sị na onye zuru ego ahụ ga-ayị ara echi.
Onyeka sị na onye zuru ego ahụ ga-ayị ara echi.
Onyeka said that the person that stole that money will become mad tomorrow
Ọ bụ nwoke a bu ụzọ sị ya "yie ara!"
Ọ bụ nwoke a bu ụzọ sị ya "yie ara!"
It is this man that first told her "become mad"
Ị yịa ara ebe a, a kụọ gị ihe.
Ị yịa ara ebe a, a kụọ gị ihe.
If you go mad here, you will be beaten.
gbá árá
gba ara
Word | gba ara |
Definitions | Active verb 1.make mad; cause to develop madness or mental illness 2.(figurative) cause shock or surprise; cause highly reactive excitement due to shock |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
̣̣Ara na-agba ụmụnne ya
̣̣Ara na-agba ụmụnne ya
His/her siblings are mad
Mma ọ mara na-agba m ara.
Mma ọ mara na-agba m ara.
Her beauty is making me mad.
Ihe m nụrụ gbara m ara.
Ihe m nụrụ gbara m ara.
What I heard shocked me.
Ụdị ihe ahụ nwere ike ịgba ya ara.
Ụdị ihe ahụ nwere ike ịgba ya ara.
That type of thing could cause him madness.
Ụdị ọghọm a na-agba mmadụ ara.
Ụdị ọghọm a na-agba mmadụ ara.
This type of mishap makes one mad.
Ị nụ ego ole o ji, ọ ga-agba gị ara.
Ị nụ ego ole o ji, ọ ga-agba gị ara.
If you hear how much he is with, it will shock you.
ónyāárá
onyaarā
Word | onyaarā |
Definitions | Noun 1.a person suffering from acute psychosis; mad person; lunatic; a crazy 2.an aggressive person; a badly behaved person; an unreasonable person |
Variations | onyearā |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onyaara ka bụ mmadụ.
Onyaara ka bụ mmadụ.
A lunatic is still a human being, you now.