máchí
machi
Word | machi |
Definitions | Active verb 1.cover by wrapping with paper; cover by placing something on top of the item; knot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Arinze machiri akwụkwọ ya.
Arinze machiri akwụkwọ ya.
Arinze wrapped his book.
Dọkịta ji plasta machie ọnya ahụ.
Dọkịta ji plasta machie ọnya ahụ.
Doctor cover the wound with plaster.
O nweghị ihe e ji amachi akwụkwọ.
O nweghị ihe e ji amachi akwụkwọ.
He has no material used for wrapping books.
Ọ dọkapụrụ ihe e ji machie igbe ahụ.
Ọ dọkapụrụ ihe e ji machie igbe ahụ.
He tore away the wrapping of the box.
Anọ m mgbe a machiri ya.
Anọ m mgbe a machiri ya.
I was present when it was wrapped.
Nne m machiri isi akwa ya.
Nne m machiri isi akwa ya.
My mother knotted the ear of her wrapper.