máchí
machi
Word | machi |
Definitions | Active verb 1.cover by wrapping with paper; cover by placing something on top of the item; knot |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Arinze machiri akwụkwọ ya.
Arinze machiri akwụkwọ ya.
Arinze wrapped his book.
Dọkịta ji plasta machie ọnya ahụ.
Dọkịta ji plasta machie ọnya ahụ.
Doctor cover the wound with plaster.
O nweghị ihe e ji amachi akwụkwọ.
O nweghị ihe e ji amachi akwụkwọ.
He has no material used for wrapping books.
Ọ dọkapụrụ ihe e ji machie igbe ahụ.
Ọ dọkapụrụ ihe e ji machie igbe ahụ.
He tore away the wrapping of the box.
Anọ m mgbe a machiri ya.
Anọ m mgbe a machiri ya.
I was present when it was wrapped.
Nne m machiri isi akwa ya.
Nne m machiri isi akwa ya.
My mother knotted the ear of her wrapper.
Mááchį
Maāchị̀
Word | Maāchị̀ |
Definitions | Proper noun 1.the third month of the year; March |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
A mụrụ m n'ọnwa Maachị̣.
A mụrụ m n'ọnwa Maachị̣.
I was born in the month of March.
kéchí
kechi
Word | kechi |
Definitions | Active verb 乙襟 1.close by tying; knot |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A ga-ekechi ya nke ọma ka o nwee ike ịbanye.
A ga-ekechi ya nke ọma ka o nwee ike ịbanye.
It will be knotted well so that it can enter.
Ọ chọrọ ikechi ya ozugbo.
Ọ chọrọ ikechi ya ozugbo.
She wants to tie it immediately.
Ọ na-ekechi ya okpotokpo.
Ọ na-ekechi ya okpotokpo.
He is tying it in big lump.
Kechie ya ọfụma.
Kechie ya ọfụma.
Knot it very well.
Ọ ga-ekechi ya.
Ọ ga-ekechi ya.
He will knot it.
Ha na-ekechi ya.
Ha na-ekechi ya.
They are knotting it.