má ürá
ma ụ̄rā
Word | ma ụ̄rā |
Definitions | Active verb 件詮 1.slap |
Variations | ma ọ̄rā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ mara ya ụra mgbe ọ choputara na o zuru ego ya.
Ọ mara ya ụra mgbe ọ choputara na o zuru ego ya.
She slapped her when she found out that she stole her money.
Ọ maghị mgbe o ji maa ya ụra.
Ọ maghị mgbe o ji maa ya ụra.
He did not know when he slapped her.
Ọ mara nwunye ya ụra n'ụzọ.
Ọ mara nwunye ya ụra n'ụzọ.
He slapped his wife on the road.
Ọ mara ya ụra maka mkparị o nyere ya.
Ọ mara ya ụra maka mkparị o nyere ya.
She slapped him because of the insult he gave her.
Ịma ụra na-atọ Mz. Okoye ụtọ.
Ịma ụra na-atọ Mz. Okoye ụtọ.
Mr. Okoye loves slapping.
gbáká ǹtì
gbaka ǹtì
Word | gbaka ǹtì |
Definitions | Active verb 碁k胃弓 1.taste sour; irritate the cheeks (taste) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmanya ahụ aghaghị ịgbaka nti.
Mmanya ahụ aghaghị ịgbaka nti.
That wine will definitely taste sour.
Gịnị mere nke a ji agbaka nti etu a?
Gịnị mere nke a ji agbaka nti etu a?
Why is this one tasting sour like this?
Icheku a achaghị acha, ọ ga-agbaka nti.
Icheku a achaghị acha, ọ ga-agbaka nti.
This velvet tamarind is not ripped, it ill taste sour.
A rachala oroma ahụ, ị chọrọ ka ọ gbakaa gị nti?
A rachala oroma ahụ, ị chọrọ ka ọ gbakaa gị nti?
Do not lick that orange, do you want it to irritate your cheek?
Ụdara ahụ agbakara m nti.
Ụdara ahụ agbakara m nti.
That African star-apple tasted sour.
gwù égwú
gwù egwu
Word | gwù egwu |
Definitions | Active verb 伺寈伺 1.play 2.kid (tease); say something unserious, especially to lighten up a mood |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị ga-egwu egwu n'ehihie.
Anyị ga-egwu egwu n'ehihie.
We will play in the afternoon.
Kaba ahụ gwuo egwu tupu ị lọta.
Kaba ahụ gwuo egwu tupu ị lọta.
Ensure you sleep before returning home.
Igwu egwu na-atọkarị m nri mgbe m bụ nwata.
Igwu egwu na-atọkarị m nri mgbe m bụ nwata.
Playing was sweeter than food to me when I was a child
Anyị gwuru egwu ebe a mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
Anyị gwuru egwu ebe a mgbe anyị bụ ụmụntakịrị.
We played here when we were kids.
Uju na-egwu egwu n'ụlọakwụkwọ.
Uju na-egwu egwu n'ụlọakwụkwọ.
Uju plays in the school.
Ahụrụ m ka ha na-egwu egwu n'ezi.
Ahụrụ m ka ha na-egwu egwu n'ezi.
I saw them playing outside.
Gịnị mere i ji egwu egwu ebe a?
Gịnị mere i ji egwu egwu ebe a?
Why are you playing here?
Kedụ ndị na-egwu egwu n'ime ụlọ?
Kedụ ndị na-egwu egwu n'ime ụlọ?
Which people are playing in the room?
Obi na Ada ga-egwu egwu echi.
Obi na Ada ga-egwu egwu echi.
Obi and Ada will play tomorrow.
Igwu egwu n'ụtụtụ adịghị mma.
Igwu egwu n'ụtụtụ adịghị mma.
Playing in the morning is not good.
Ngwa, gaa nu gwuo egwu.
Ngwa, gaa nu gwuo egwu.
Alright, you people should go and play.
Chijioke gwuru nnukwu egwu n'ehihie.
Chijioke gwuru nnukwu egwu n'ehihie.
Chijioke played so much in the afternoon.