má íhé
ma ihe
Word | ma ihe |
Definitions | Passive verb 丸欠 1.be intelligent; have sense; be smart |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chigọzie ma ihe nke ukwu.
Chigọzie ma ihe nke ukwu.
Chigozie is very intelligent.
Ha na-ama ihe n'ezinụụlọ ha.
Ha na-ama ihe n'ezinụụlọ ha.
They are usually smart in that family.
Mara ihe nwanne m!
Mara ihe nwanne m!
Be smart my brother!
Mmadụ ịma ihe na ndụ ya na-enye aka.
Mmadụ ịma ihe na ndụ ya na-enye aka.
For one to have sense in life is helpful.
Onye sị na ya ma ihe, lee ka mmanya na-ebu ya.
Onye sị na ya ma ihe, lee ka mmanya na-ebu ya.
Someone who claimed to have sense, see how wine is staggering him.