màlíé
màlie
Word | màlie |
Definitions | Active verb 1.jump up |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ chọrọ ịmali elu oge ọ hụrụ m.
Ọ chọrọ ịmali elu oge ọ hụrụ m.
He wanted to jump up when he saw me.
Ọ ga-amali elu ma agbụsị gbaa ya.
Ọ ga-amali elu ma agbụsị gbaa ya.
He will jump up once bitten by an ant.
Malie elu were ya.
Malie elu were ya.
Jump up and take it.
Awọ ahụ amalighị elu ọzọ.
Awọ ahụ amalighị elu ọzọ.
That frog did not jump again.
A maliri m elu ozigbo m nụrụ aha m.
A maliri m elu ozigbo m nụrụ aha m.
I jumped up immediately i heard my name.
Malie elu jide ya!
Malie elu jide ya!
Jump up and grab it!
Kwụsi egwuregwu ịmali elu ahụ.
Kwụsi egwuregwu ịmali elu ahụ.
Stop that jumping play.
Ada maliri elu oge ọ hụrụ akpị.
Ada maliri elu oge ọ hụrụ akpị.
Ada jumped up when she saw a scorpion.
Imali elu na-agụ m.
Imali elu na-agụ m.
I feel like jumping up.
Azụ a na-amali elu.
Azụ a na-amali elu.
The fish is jumping up.