ṃkpöàhà
m̀kpọàhà
| Word | m̀kpọàhà |
| Definitions | Noun 1.nominals |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Biko, kọwaara ihe mkpọaha bụ.
Biko, kọwaara ihe mkpọaha bụ.
Please, explain to me what nominals are.
A kụziiri anyị banyere mkpọaha taata.
A kụziiri anyị banyere mkpọaha taata.
We were taught nominals today.
E nwere ụdị mkpọaha dị iche iche.
E nwere ụdị mkpọaha dị iche iche.
There are different nominals.
Asụsụ Igbo nwere mkpọaha.
Asụsụ Igbo nwere mkpọaha.
The Igbo language has nominals.
Ọsịsa ajụjụ nke abụọ bụ mkpọaha.
Ọsịsa ajụjụ nke abụọ bụ mkpọaha.
The answer to number two question is 'nominal'
Gịnị bụ mkpọaha?
Gịnị bụ mkpọaha?
What is a nominal?