àkánwü
àkanwụ
Word | àkanwụ |
Definitions | Noun 1.potash (caustic potash or potash lye) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m ji akanwụ sie ụkwa.
Nne m ji akanwụ sie ụkwa.
My mother cooked breadfruit with potash.
Ụfọdụ sịrị na akanwụ na-asa afọ.
Ụfọdụ sịrị na akanwụ na-asa afọ.
Some said that potash makes the stomach purge.
Ụfọdụ mmadụ ji akanwụ esi ụkwụ anụ.
Ụfọdụ mmadụ ji akanwụ esi ụkwụ anụ.
Some people cook cow leg with potash.
Ị nwere akanwụ?
Ị nwere akanwụ?
Do you have potash?
Akanwụ anyị agwụla.
Akanwụ anyị agwụla.
Our potash has finished.
Zụtara m akanwụ.
Zụtara m akanwụ.
Buy potash for me.