lų ǫgų
lụ̀ ọ̀gụ̀
Word | lụ̀ ọ̀gụ̀ |
Definitions | Active verb 寄召 1.fight |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.
Ha lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.
They fought in school.
Ọ na-alụ ọgụ n'okporo ụzọ.
Ọ na-alụ ọgụ n'okporo ụzọ.
He is fighting on the road.
Onye sị gị lụọ ọgụ?
Onye sị gị lụọ ọgụ?
Who told you to fight?
Ọ na-alụ ọgụ mgbe niile.
Ọ na-alụ ọgụ mgbe niile.
He fights all the time.
Ha ga-alụ ọgụ.
Ha ga-alụ ọgụ.
They will fight.
Alụrụ m ọgụ.
Alụrụ m ọgụ.
I fought.
Ịlụ ọgụ na-amasị ya.
Ịlụ ọgụ na-amasị ya.
He likes fighting.
Ọ na-alụ ọgụ n'ime ahịa.
Ọ na-alụ ọgụ n'ime ahịa.
He is fighting in the market.